Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ihe iriba-ama nke nduru


Ihe iriba-ama nke nduru

Ihe iriba-ama a kara-aka nke Jọn ome baptism ga-esi na ya mata Mesaia ahụ (Jọn 1:32–34). Joseph Smith kuziri na ihe iriba-ama nke nduru ka e hiwere tutu okike nke ụwa dika ihe aka-ebe maka Mụọ Nsọ, Ya mere, ekwensu enweghị ike ịbia n’iriba-ama nke nduru.