Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Mụrụ


Mụrụ

Ka a mụọ; ka a mụta bu ịmụ, iso kee, ma-ọbụ ịkpọ ka ihe dịrị. N’ime akwụkwọ nsọ nile okwu ndị a nile ka a na-eji dịka ịbụ onye Chineke mụrụ. Na-agbanyeghị na Jisus Kraịst bụ nanị nwa Nna ahụ mụrụ nanị ya n’ịnwụ anwụ, ndị mmadụ nile nwere ike ịbụ ndị Kraịst mụrụ na Mụọ site na-ịnara ya na-irubere iwu-nsọ ya nile isi, na bịa bụrụ ndị mmadụ ọhụrụ site n’ike nke Mụọ Nsọ.