Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Pratt, Parley Parker


Pratt, Parley Parker

Nwanne nwoke nke Orson Pratt nke ka okenye na otu n’ime Ndị-ozi Iri na Abụọ nke mbụ a kpọrọ mgbe e weghachisịrị Nzukọ-nsọ n’oge nile nke ọhụrụ a (OznỌd. 124:128–129). A kpọrọ Parley Pratt na nke mbụ n’ime ọtụtụ igba mbọ njem nzisa-ozi-ọma mgbe Onye-nwe nyere ya mkpughe site n’aka Joseph Smith n’Ọktoba 1830 (OznỌd. 32; 50:37).