Akwụkwọ nsọ
Ozizi na Ọgbụgba-ndụ nile 123


Nkeji 123

Ọrụ nke Ndị-nsọ gbasara ndị na-esogbu ha nke e wepụtara site n’aka Joseph Smith Onye-amụma, mgbe ọ bụ onye-mkpọrọ na ụlọ-mkpọrọ Liberty, Missouri, Maach 1839 (History of the Church, 3:302–303).

1–6, Ndị-nsọ ga-ejikọ ma bipụta nkọwasi nke ahụhụ ha nile na mkpagbu nile; 7–10, Otu mụọ ahụ hiwere okwukwe ndị-ozi ụgha nile dubara kwa na mkpagbu nke Ndị-nsọ; 11–17, Ọtụtụ n’etiti otu ndị ụka nile a natabeghị ezi-okwu.

1 Ma ọzọ, anyị ga-atunye uche maka ntule gị dị-nma nke ndị-nsọ ichịkọta ihe nile ha maara, na ahụhụ nile na mkparị nile nke dakwasịri ha site n’aka ndị mmadụ nke Steti nke a;

2 Na kwa nke arịa ụlọ nile na ogo mmebi nile nke ha nwetara, bụ nke omume, na mmerụ arụ nile, ọ bụna kwa arịa ụlọ nile pụtara ìhè.

3 Na kwa aha mmadụ nile bụ ndị tinyere aka, na mkpagbu ha nile, ma ọ bụrụ na ha nwere ike ijide ha ma chọpụta ha.

4 Ma eleghị-anya a ga-ahọpụta otu kọmiti nke ga-achọpụta ihe nile ndị a, na dekọta nkọwasi nile na akwụkwọ ịdụ-isi nile, na kwa ịchịkọta mbipụta nkatọ nile ekesasịrị;

5 Na ihe nile nọ na magazin nile, na n’ime ensyklopedia nile, na kwa akụkọ nkatọ nile nke ebipụtara na nke a na-ede, onye dere ya, na wepụta n’ozuzu oke ukwu nke ajọọ-ọrụ nke ekwensu na ajọọ na iwepụta n’ozuzu-oge ùgwù nke ajọọ ọrụ mmadụ na mmanye nke ndị ogbu mmadụ nke emeworo megide ndị mmadụ nke a—

6 Ka anyị ghara nanị ibipụta ha nye ụwa nile, mana were ha nye ndị ịsị ọchịchị, iji gosi ihe ojọọ na agwa ekwensu ha, dika mbọ nke ikpeazụ nke Nna anyị nke Elu-igwe nyere anyị, tutu anyị enwe-ike werechasịa n’uju nkwa ahụ ka ihe ruru anyị nke ga-akpọpụta ya site n’ebe anzuzo ya, na kwa na mba nile a gaghị enwe ike-igbanarị ụta, tutu Ya ezipụta ike nke ogwe-aka ya dị ukwuu.

7 Ọ bụ ọrụ ahaghị irụ nke anyị ji Chineke n’ụgwọ, ndị mụọ ozi, ndị a ga-akpọpụta anyị na ha iguzo, na kwa nye onwe anyị, nye ndị nwunye anyị na umu anyị, ndị e meworo ka ha jiri mwute rudata-ala, ọnụma, na nlekọta, n’okpuru aka nke kwesịrị nkatọ karịsịa nke igbu mmadụ, ọchịchị nchigbu, ochichi aka-ike, akwadoro na gbaa-ume na mesie-ike site n’ike na-aru ọrụ nke mmụọ ahụ nke kwadosiri-ike ntụgharị nke okwukwe nke ndị-ọzi nke ndị nna, ndị ritere ụgha nile, n’ebe obi nile nke ụmụ ha, na jiri ọgba-aghara mejupụta ụwa, ma nọọkwa na-eto n’ike-n’ike na bụrụ ugbụ a isi nke iru-unyi na aụwa nile, na-asụ ude n’okpuru ịdị arọ nke ajọọ-omume ya.

8 Ọ bụ aibụ arọ igwe, ọ bụ agbụ siri ike ha bu, ọla mkpọrọ aka-abụọ, na ụdọ igwe nile na ọla mkpọrọ ukwu-abụọ, na mkpọrọ nile nke ala mụọ.

9 Ya mere ọ bụ ọrụ ahaghị ịrụ nke anyị ji ugwọ ya, ọ bụghi nanị nye ndị nwunye nke anyị na ụmụ, mana nye ụmụ nwanyị n’enweghị di nile na ụmụ-na-enweghị nna ndị, di ha nile na nna ha nile ka aegbuworo n’okpuru aka ike ya.

10 Bụ omume ọjọọ gbara-itiri na ruo-unyi nke zuru-oke ime ala mụọ, na onwe ya ikụja, na guzo kwa n’ụjọ na nwụfee, na aka nile nke ekwensu n’onwe ya ịma-jijiji na ịkpọnwụ.

11 Na kwa ọ bụ ọrụ n’ahaghị ịrụ nke, anyị ji ugwọ nye ọgbọ nile na-abia na ndị nile dị ọcha n’obi—

12 N’ihi ọ dị ọtụtụ rue ugbua n’ụwa n’etiti ufọdụ ndị ụka nile, otu nile, na okpukpe-chi nile, ndị aekpụrụ-isi site n’aghụghọ nile nke ndị mmadụ, nke ha ji echebiri iduhie, na ndị edopụworo site n’ezi-okwu n’ihi ha bamaghị ebe a ga-achọta ya—

13 Ya mere, na anyị ga-atọgbọ, na nyechasịa ndụ anyị n’iwepụta ìhè ihe nile aezoro-ezo na ọchịchịrị, ruo n’ogo anyị maara ha, na ha pụtara ìhè n’ezie site n’elu-igwe—

14 Ihe ndịa ka a ga-eji oke ịrụsi-ọrụ ike mee.

15 Ka onye ọ bụla ghara kwa ịgụ ha ka ihe nta nile, n’ihi nnukwu ihe nke nọ n’ọdi niru gbasara ndị nsọ, nke dabeere n’ihe ndị a.

16 Unu mara, umu nna, na nnukwu ụgbọ ana-erita uru di ukwuu site na ntakịrị ụmara isi-ụgbọ n’oge ebili mmiri, site n’idota ya n’uzọ mmiri nke ifufe na nfeghari mmiri nile;

17 Ya mere, ụmụ nne anyị ndị nwoke ndị m hụrụ n’anya, ka anyị mee ihe nile nke nọ n’ike anyị, an’iru ọchị, na mgbe ahụ ka anyị guzo n’otu ebe, na nchekwube kachasị, ịhụ bnzọpụta nke Chineke, na ogwe-aka-ya nke ekpuheworo.