Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
9. Temple nke Herọd


9. Temple nke Herọd

Foto nke a na-egosi ụdị ihe ntụ̀ nke temple nke Herọd dịka e chere na o kwesịrị ịdị n’afọ 67 ka a mụsịrị Kraịst. Mgbidi na-agba ụlọ nile nke temple ahụ okirikiri kpuchitere ebe dị nsọ ahụ nke nwere Ebe-Nsọ ahụ Kacha Ebe-nsọ nile, ebe nsọ ahụ na nnukwu ogige atọ.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Josef na Meri chere nwa a mụrụ ọhụrụ Jisus n’iru Chineke na temple ahụ (Luk 2:22–38). Onye-nzọpụta kụziri ihe na temple ahụ na mgbe ọ gbara afọ iri na abụọ (Luk 2:41–46). Onye-nzọpụta chụpụrụ ndị na-agbanwe ego site na temple ahụ (Mat. 21:12–13) na buru amụma mbibi nke temple ahụ (Mat. 24:1–2). Otu temple nke ọdịn’iru ka a ga-ewu na Jerusalem (Ezik. 40–48; Zek. 8:7–9). (Hụ Nduzi gaa na Akwụkwọ-nsọ nile “Temple, Ụlọ nke Onye-nwe.”)

Foto, oyiyi
foto 9

9. Temple nke Herọd Nn̄omi nke a ka e kwuru na ọ bụ ezie kpọm kwem nnọchite anya nke temple ochie.