Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
30. Korint


30. Korint

Isi obodo nke nkewa nnukwu obodo ndị Rom nke Akaia. Ọ dị n’elu olu-nke ala ahụ jikọtara Pelopenesọs ahụ na eluala nke Gris, o nwere otu ọdọ-ụgbọ-mmiri ma n’akụkụ nke ọwụwa-anyanwụ n’ọdịda-anyanwụ. Ọ bụụrụ nnukwu obodo ọdọ-ụgbọ-mmiri nke a matara maka akụ na ụba na ike na-arụ ọrụ n’ime.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Pọl biri na Kọrint maka otu afọ na ọnwa isii, na hiwere Nzukọ-nsọ n’ebe ahụ (Ọlndoz. 18:1–18). Pọl degaara ndị otu Nzukọ-nsọ ọtụtụ leta n’ime ebe nke Kọrint, abụọ n’ime ha bụ nke dị ugbua n’ime Testament Ọhụrụ (1 na 2 Ndị-Kọrịnt).

Foto, oyiyi
foto 30

30. Kọrint Pọl degaara ndị Rom akwụkwọ-ozi ya site na Nnukwu Obodo a.