Map 2
Ọpụpụ nke Israel site n’Ijipt na Mbanye n’ime Kenean
N
Ọtụghe-ụzọ nke Map 2
Ụzọ kwere omume-ịbụ-nke Ọpụpụ Ahụ
Ai
Osimiri Jọdan
Gilgal
Ugwu Nebo
Jeriko
Jerusalem
Dibon
Hebron
Oke Osimiri Nnu (Oke Osimiri Nwụrụ anwụ)
Aenọn
Oke Osimiri Ukwu (Oke Osimiri Mediterenia)
Geza
Kenean
Arad
Họma
Moab
Ndị Filistia
Bịasheba
Zered
Osimiri nke Ijipt
Ọzara nke Zin
Edom
Ala Ọnụ-mmiri nwere ọtụtụ Ngalaba nke Naịl
Ramases (Tanis)
Ọzara nke Shọa
Kedesh-barnea
Ugwu Họa
Goshen
Pịtam
Sukọt
Ijipt
Ọzara nke Peran
Areba (Ndagwurugwu Rift)
Ọzara Ọwụwa-anyanwu
Ọn (Heliopolis)
Pai-hahirọt?
Ọzara nke Itam
Ala Fọdụrụ obere ka Mmiri gbaa Okirikiri nke Saịnaị
Ezion-geber
Nọf (Memfis)
Osimiri Naịl
Mara?
Elim?
Gulf nke Suez
Ọzara nke Sin
Ọzara nke Saịnaị
Ebe izu-ike nile nke Ọzara
Midian
Dofka?
Refidim?
Gulf nke Akwaba
Ugwu Saịnaị? (Horeb)
Oke Osimiri Uhie
Kilomita nile
0 40 80 120
A B C D
1 2 3 4
●1
●2
●3
●4
●5
●6
●7
●8
●9
●10
●11
●12
●13
●14
●15
●16
●17
●18
-
Rameses A chụpụrụ Israel site n’Ijipt (Ọpụ. 12; Ọnọgụ. 33:5).
-
Sukọt Mgbe ndị Hibru hapụsịrị ọnọdụ ebe izu-ike nke mbụ a, Onye-nwe nọnyeere ha n’urukpu n’ehihie na otu ogidi ọkụ n’abalị (Ọpụ. 13:20–22).
-
Paị-hahirọt Israel gafere site na Oke osimiri Uhie (Ọpụ. 14; Ọnọgụ. 33:8).
-
Mara Onye-nwe gwọrọ mmiri nile nke Mara (Ọpụ. 15:23–26).
-
Elim Israel wuru ebe izu-ike n’akụkụ Isi mmiri iri na abụọ (Ọpụ. 15:27).
-
Ọzara nke Sin Onye-nwe zitere manna na nnụnụ quail iji nyejuo Isreal afọ (Ọpụ. 16.)
-
Refidim Israel na Amalek lụrụ agha (Ọpụ. 17:8–16).
-
Ugwu Saịnaị (Ugwu Horeb ma-ọbụ Jebel Musa) Onye-nwe kpughere Iwu-nsọ Iri ahụ (Ọpụ. 19–20).
-
Ọzara Saịnaị Israel rụrụ ụlọ-ofufe ahụ (Ọpụ. 25–30).
-
Ebe izu-ike nile nke Ọzara Ndị okenye iri asaa ka a kpọrọ inyere Moses aka chịa ndị ahụ (Ọnọgụ. 11:16–17).
-
Ezion-geba Israel gafere site n’ala nile nke Ịsọ na Amọn n’udo (Deut. 2).
-
Kedesh-banea Moses zigara ndị nchọpụta n’ime ala e kwere na nkwa; Israel nupụrụ isi na ghara ịbanye n’ala ahụ; Kedesh rụrụ ọrụ dịka isi ebe izu-ike nke Israel maka ọtụtụ afọ (Ọnọgụ. 13:1–3, 17–33; 14; 32:8; Deut. 2:14).
-
Ọzara Ọwụwa-anyanwụ Israel zere ọgụ ha na Edọm na Moab (Ọnọgụ. 20:14–21; 22–24).
-
Osimiri Aenọn Israel bibiri ndị Amọrait ndị lusoro ha agha (Deut. 2:24–37).
-
Ugwu Nebo Moses lere anya n’Ala e kwere na nkwa (Deut. 34:1–4). Moses nyefere okwu Chukwu atọ ikpe-azụ ya (Deut. 1–32).
-
Mbara-ala nile nke Moab Onye-nwe gwara Israel ka ha kee ala ahụ na napụ ndị nile bi n’ime ya ala (Ọnọgụ. 33:50–56).
-
Osimiri Jọdan Israel gafere Osimiri Jọdan n’elu ala kpọrọ akpọ. Na nso nso Gilgal, nkume ndị si na ala mmiri nke Osimiri Jọdan ahụ ka e dobere dịka ihe ncheta nke nkewa e kewara mmiri nile nke Jọdan (Josh. 3:1—5:1).
-
Jeriko Ụmụ Israel dọkpụụrụ n’agha na bibiri nnukwu obodo ahụ (Josh. 6).