Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
3. Ọzara Judịa na Oke Osimiri Nwụrụ-anwụ


3. Ọzara Judịa na Oke Osimiri Nwụrụ-anwụ

E legide anya ndịda ọwụwa-anyanwụ ofe ọzara Judịa. A na-ahụta n’azụ ala ahụ Oke Osimiri Nwụrụ-anwụ.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Ọzara Judịa bụụrụ ebe mgbaba dị mkpa n’ime ọtụtụ oge nke akụkọ gboo. Devid zoro site n’ebe Eze Sọl nọ (1 Sam. 26:1–3). Jisus buru ọnụ ụbọchị nile dị 40 na abalị nile dị 40 (Mat. 4:1–11; Mak 1:12–13). Jisus jiri ụzọ ahụ sitere Jerusalem gaa Jeriko gafere ọzara Judịa mee ihe dịka ndozi nke akụkọ-ilu nke ezi onye Sameria n’ihi na ndị-ije nanị ha so bụ anụ ibe ha ji eme nri dị mfe na ebe ahụ (Luk 10:25–37). (Hụ Nduzi gaa n’akwụkwọ-nsọ nile, “Oke Osimiri Nwụrụ-anwụ.”)

Foto, oyiyi
foto 3

3. Ọzara Judịa na Oke Osimiri Nwụrụ-Anwụ Onye Nzọpụta gara na ọzara ahụ ịkparịta ụka ya na nna ya.