Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
27. Nazaret


27. Nazaret

Ebe a a na-ele anya nke nnukwu obodo ọhụrụ nke Nazaret dị mpaghara ala-ala. Nazaret bụụrụ otu obere ọnụmara n’oge nile nke Bible.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Nifaị hụrụ n’ime ọ̀hụ̀ nne nke Onye-nzọpụta na Nazaret (1 Nif. 11:13–22). Mụọ-ozi Gebriel gwara Meri na ọ ga-amụ Onye-nzọpụta (Luk 1:26–35). Gebriel gwara Josef ka ọ kpọrọ Meri ịbụ nwunye ya na ka a kpọọ aha nwa ya nwoke Jisus (Mat. 1:18–25). Jisus tolitere n’ime Nazaret (Mat. 2:19–23; Luk 2:4–40; 4:16). O kwusara ozi-ọma na mara-ọkwa n’ụlọ-nzukọ na ya bụ Mesaịa ahụ (Luk 4:16–21), kama ndi Nazaret jụrụ ya ajụ (Mat. 13:54–58; Luk 4:22–30).

Foto, oyiyi
foto 27

27. Nazaret Jisus tolitere ruo dimkpa n’obodo a.