Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
25. Osimiri Jọdan


25. Osimiri Jọdan

Osimiri Jọdan malitere n’eluelu nke Oke Osimiri Galili, na-asọba n’ime ya, na mgbe ahụ na-aga n’iru ruo n’ala ala nke Oke Osimiri Nwụrụ-anwụ.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Lọt họọrọ mbara ala nile nke Jọdan ahụ maka onwe ya (Jen. 13:10–11). Joshua kewara mmiri ya nile, ikwere ka ndị Israel gafee baa n’ime ala ahụ e kwere na nkwa (Josh. 3:13–17; 4:1–9, 20–24). Elaịja na Elaisha kewara mmiri ahụ nile (2 Ndez. 2:5–8, 12–14). Neaman ka a gwọrọ ekpenta (2 Ndez. 5:1–15). Jọn O Me Baptism mere ọtụtụ ndị mmadụ baptism, tinyere Onye-nzọpụta (Mat. 3:1–6, 13–16). (Hụ Nduzi gaa n’Akwụkwọ-nsọ nile, “Osimiri Jọdan”.)

Foto, oyiyi
foto 25

25. Osimiri Jọdan Foto a ka e sere na nso ebe osimiri ahụ si na-apụta site n’Oke Osimiri Galili.