Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
13. Gọlgọta


13. Gọlgọta

Nkume ahụ yiri otu ọkpụkpụ isi na dị nanị n’ezi nke Ọnụ-ụzọ ama Damaskọs nke Jerusalem. O kwere omume na ebe a bụ ebe a kpọgidere Jisus Kraịst n’obe.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Mgbe a pịasịrị Jisus ụtarị na mesịa ya akaja, a kpọtara ya “n’otu ebe a kpọrọ Gọlgọta otu ebe nke ọkpụkpụ isi,” ebe a kpọgidere ya n’obe (Mat. 27:26–35; Jọn 19:17–18). (Hụ Nduzi gaa n’akwụkwọ-nsọ nile, “Gọlgọta”.)

Foto, oyiyi
foto 13

13. Gọlgọta Otu ọdịnala ndị mmadụ kwere bụ na a kpọgidere Onye-nwe Jisus Kraịst n’obe na nso ebe a.