Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
14. Ili Ogige-Ubi


14. Ili Ogige-Ubi

Nke a bụ ebe ọdịnala nke olili Onye-nzọpụta. Ọtụtụ ndị amụma ọhụrụ enwewo mmetụta na e nyibere arụ Onye-nzọpụta n’ime ili ogige-ubi a.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Mgbe Onye-nzọpụta nwụsịrị n’elu obe, e tinyere arụ ya n’ime otu ili ọhụrụ a wapụtara site na nkume (Mat. 27:57–60). N’ụbọchị nke atọ, ọtụtụ ndịnyom gara n’ili ahụ na chọpụta na arụ Onye-nzọpụta adịghị n’ebe ahụ (Mat. 28:1; Jọn 20:1–2). Ndi-ozi Pịta na Jọn gakwara n’ili ahụ na hụrụ na arụ Onye-nzọpụta adịghị n’ebe ahụ (Jọn 20:2–9). Onye-nzọpụta e kulitere n’ọnwụ pụtara ìhè nye Meri Magdalin (Jọn 20:11–18).

Foto, oyiyi
foto 14

14. Ili Ogige-Ubi Ọtụtụ ndị amụma ọhụrụ ezipụtawo mmetụta na nke a bụ ebe e nyibere arụ Onye-nzọpụta n’ime ili nke Josef onye Arimatịa mgbe mkpọdige n’obe gasịrị.