Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Map 4: Kirtland, Ohio, 1830–1838


Map 4

Kirtland, Ohio, 1830–1838

Foto, oyiyi
Akụkọ Nzukọ-nsọ map 4

N

Ubi Isaac Morley

Ngalaba Ọwụwa-anyanwu Osimiri Chagrin

Ịga Willoughby

Ịga Mentor

Ebe a na-awa osisi

Ụzọ Markell

Igwe e ji akwọ ọka

Ebe a na-eme baptism

Mgbidi e ji gbochi mmiri

Ụlọ-ọrụ a na-akpụ aja maka ịrụ ụlọ

Ebe-obibi Newel K. Whitney

Ịga Painesville

Ụlọ-ahia Newel K. Whitney

Ebe a na-emeputa akpụkpọ

Ụlọ ndị ije nke John Johnson

Ụlọ-akwụkwọ

Cowdery Street

Ụlọ ebe a na-agba unyi ọkụ

Mmiri iyi

Ebe-obibi Joseph Smith Nta

Ụlọ ngwa-ahịa dị iche iche

Ịga Chardon

Ebe-obibi Parley P. Pratt

Ebe ili ozu

Whitney Street

Ụlọ-ọrụ Mbipụta Akwụkwọ

Kirtland Temple

Ebe-obibi Sidney Rigdon

Ebe-obibi Vinson Knight

Ụlọ ọba-ego

Ụzọ Chillicothe

Ebe-obibi Martin Harris

Joseph Street

Ebe-obibi Hyrum Smith

Mita nile

0 150 300

A B C D

1 2 3 4

●1

●2

●3

●4

●5

●6

●7

  1. Ebe-obibi Newel K. Whitney Joseph na Emma biri n’ebea ọtụtụ izu-ụka mgbe ha gafesịrị na Kirtland nke mbụ na 1831.

  2. Ubi Isaac Morley Joseph na Emma Smith biri n’ebe a site Maach ruo Septemba 1831. E chiri Ndi-isi nchụ-aja nke mbụ echichi n’ebea. Joseph rụrụ ọrụ na Ntụgharị asụsụ nke Joseph Smith (NAJS).

  3. Ụlọ-ahịa Newel K. Whitney Otu Ndị-isi Nduzi Mbụ nke Nzukọ-nsọ ka e nyere ọtụghe-ụzọ nile nke ala-eze n’ebea. Ụlọ-akwụkwọ nke Ndị-amụma zukọrọ n’ebe a na nke mbụ. NAJS nọ n’usoro nke mmecha n’ebe a na 1833. Joseph na Emma biri n’ebea site 1832 ruo 1833. Joseph natara ọtụtụ mkpughe n’ebe a.

  4. Ụlọ ndị-ije John Johnson A kpọrọ Joseph Smith ukwu dịka Onye-isi ezi na ụlọ nke mbụ nke Nzukọ-nsọ n’ebea na 1833. Ụlọ ndị-ije ahụ nweere ụlọ-ọrụ mbipụta akwụkwọ mbụ na Kirtland. “The Evening and the Morning Star,” ka e bipụtara n’ebea na-igbaso mbibi nke igwe na-ebipụta akwụkwọ dị n’Ógbè Jackson Missouri. Ndị-ozi Iri na abụọ sitere n’ebea hapụ na 4 Mee 1835 gawa maka njem mgbasa ozi-ọma mbụ ha.

  5. Ebe-obibi Joseph Smith Nta Joseph na Emma biri n’ebea site 1834 ruo 1837. A malitere ntụgharị-asụsụ nke Akwụkwọ nke Abraham.

  6. Ụlọ-ọrụ Mbipụta-akwụkwọ Nkuzi nile n’Okwukwe ka e nyere n’ụlọ a. Ndị-ozi Iri na abụọ na òtù Ọnụ-ọgụgụ-juru-aka nke Mbụ nke Ndị Iri Asaa ka a kpọrọ na chie echichi n’ebe a. N’ebe a ka e bipụtara Ozizi na Ọgbụgba-ndụ nile (Ụdịdị mbipụta akwụkwọ nke mbụ), Akwụkwọ nke Mọmọn (Ụdịdị mbipụta akwụkwọ nke abụọ), The Evening and the Morning Star, Latter Day Saints’ Messenger and Advocate, na mbipụta ọhụrụ mbụ nile nke Elders’ Journal ka e bipụtara n’ebe a.

  7. Temple Kirtland Temple ahụ bụụrụ nke mbụ n’ọgbọ a kara aka nke a. Jisus Kraịst pụtara ihe na nabatara temple ahụ. Mose, Elaias na Elaịja pụtara ìhè na weghachiri ụfọdụ ọtụghe-ụzọ nile nke ọkwa nchụ-aja (hụ OznỌd. 110). Ụlọ-akwụkwọ nke Ndị-amuma zukọtakwara n’ebea. A natara mkpughe nile n’ebe a: OznỌd. 109, 110, 137.

    Kirtland (ebe nile na-egosighị kpọm-kwem) Na 17 Ọugọst 1835 Nzukọ-nsọ nabatara Ozizi na Ọgbugba-ndụ nile dịka akwụkwọ-nsọ-Mkpụghe nile a natara na Kirtland gụnyere OznỌd. 41–50, 52–56, 63–64, 102–104, 106–110, 134, na 137. Nkeji 104 kpọpụtara ụfọdụ arịa nile nke a ga-enye dịka ọkwa-ọrụ nile n’aka ndị otu nzukọ-nsọ ndị na-eso n’otu njikọ aka ọnụ (hụ ama-okwu nile nke 19–46).