Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Map 5: Ebe Missouri, Illinois, na Iowa nke USA


Map 5

Ebe Missouri, Illinois, na Iowa nke USA

Foto, oyiyi
Akụkọ Nzukọ-nsọ map 5

N

Winter Quarters

Council Bluffs (Kanesville)

Ugwu Pisgal

Iowa

Osimiri Platte

Nauvoo

Garden Grove

Ramus

Montrose

Ọchịchị Obodo Ndị India

Osimiri Missouri

Osimiri Grand

Carthage

Osimiri Chariton

Springfield

Quincy

Adam-ondi-Ahman

Osimiri Mississippi

Illinois

Gallatin

Warawara Ụzọ mmiri

Igwe e ji akwọ ihe nke Haun

Osimiri Fishing

Far West

DeWitt

Missouri

Liberty

Richmond

McIlwaineís Bend

Ebe a rụsiri ike Leavenworth

Independence

Osimiri Missouri

St. Louis

Ógbè Jackson

Kilomita nile

0 50 100 150 200

A B C D E F G H

1 2 3 4

●1

●2

●3

●4

●5

●6

●7

●8

●9

  1. Independence A matara ya dịka ebe etiti nke Zaịọn (hụ OznỌd. 57:3). Otu ebe iwu temple ka a rara nye Chineke na 3 Ọugọst 1831. A chụpụrụ Ndị-nsọ site n’ebe a na 1833.

  2. Osimiri Fishing Joseph Smith na Ebe-izu ike nke Zaịọn jere njem site Kirtland, Ohio gaa Missouri na 1834 iweghachi ndị-nsọ nke Ógbè Jackson na ala ha. OznỌd. 105 ka e kpughere n’akụkụ nke osimiri a.

  3. Far West Nke a bụụrụ ọnọdụ obibi nke kachasị ịdị ukwuu bụ nke ndị Mọmọn na Missouri Otu ebe iwu Temple ka a raara nye Chineke n’ebe a (hụ OznỌd. 115). Na 8 Julaị 1838, otu Ọnụ-ọgụgụ juru aka nke Ndị-ozi Iri na abụọ natara ọkpụpkọ site n’aka Onye-nwe ịga ịrụ ọrụ mgbasa ozi-ọma na British Isles (OznỌd. 118).

  4. Adam-ondị-Ahman Onye-nwe matara ebe a dị na mgbago Missuori dịka ebe mkpokọta dị ukwuu dị n’iru ga-adị mgbe Jisus Kraịst ga-abịa izute Adam na ụmụ ụmụ ya ndị ezi-omume (hụ OznỌd. 78:15; 107:53–57; 116).

  5. Ụlọ Mkpọrọ Liberty Joseph Smith na ndị-ọzọ ka a kpọchiri n’ụzọ okwu-asị n’ebea site Disemba 1838 ruo Epril 1839. N’ime etiti oge nsogbu nile maka Nzukọ-nsọ, Joseph Smith kpọkuru Onye-nwe maka nduzi-ụzọ na natara OznỌd. 121–123.

  6. Nauvoo Di n’elu Osimiri Mississippi, Ebe a bụụrụ ebe mkpokọta nke Ndị-nsọ site 1839 gaa ruo 1846. N’ebea ka e wuru otu temple, na emume-nsọ nile ndị dịka baptism maka ndị nwụrụ, onyinye dị nsọ, na nrachi nke ezi na ụlọ nile malitere. N’ebe a ka a haziri Òtù Enyem-aka na 1842. mkpughe nile a natara gụnyere OznỌd. 124–129.

  7. Carthage N’ebe a ka e gburu onye-amụma Joseph Smith na nwanne ya nwoke Hyrum n’ihi okwukwe ha na 27 Jun 1844 (hụ OznỌd. 135).

  8. Winter Quarters Ọnọdụ-obibi isi ụlọ-ọrụ maka Ndị-nsọ (1846–48) n’ụzọ ije ha ịga ndagwurugwu Salt Lake. A haziri ebe izu-ike nke Israel maka njem mpaghara ọdịda-anyanwụ ahụ (hụ OznỌd. 136).

  9. Council Bluffs (Kanesville) Òtù Ndị-isi Nduzi Mbụ ka a kwadoro n’ebea na 27 Disemba 1847, nwere Brigham Young dịka Onye-isi Nduzi.