Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
14. Ụlọ-ahịa Ụrọ Uhie nke Onye-amụma Joseph Smith


14. Ụlọ-ahịa Ụrọ Uhie nke Onye-amụma Joseph Smith

Nrụgharị nke a ụlọ-ahịa na ụlọ-ọrụ nke Joseph Smith ka e tinyere na Nauvoo, Illinois. Ọ bụụrụ otu n’ime ụlọ nile dịkarịsịrị mkpa na Nzukọ-nsọ n’ime oge nke Nauvoo. Ọbụghị nanị irụ-ọrụ dịka ụlọ ngwa ahịa ọha, ọ ghọkwara etiti ebe ibikọ ọnụ, ịzụ-ahịa, ndọrọ ndọrọ ọchịchị na omume nile nke okpukpe-chị. Joseph Smith nwere otu ụlọ-ọrụ na ala-ụlọ nke abụọ ya.

Ihe Omume nile dị Mkpa: Tutu a rụsịa temple ahụ, ọnụ-ụlọ nke dị n’elu nke ụlọ ngwa ahia ahụ ka e ji mee ihe dịka otu ọnụ-ụlọ emume-nsọ, ebe e nyere onyinye-nsọ nke mbụ nile juru eju. Na 17 Maach 1842, Onye-amụma Joseph haziri ndị nwaanyi nke Nzukọ-nsọ n’ime Otu Enyem-aka.

Foto, oyiyi
foto 14

14. Ụlọ-Ahịa Ụrọ Uhie nke Onye-Amụma Joseph Smith N’ime ụlọ a, ka a haziri Òtù Enyem-aka na 17 Maach 1842.