2010–2019
Nkwado nke Ndi Ji Ikike Zuruọha, Ndi Iri Asaa Mpaghara, na Ndi Ụlọ-ọrụ Zuruọha nke Nzukọ nsọ
Ọgbakọ ozuru ọha nke onwa iri 2019


Nkwado nke Ndi Ji Ikike Zuruọha, Ndi Iri Asaa Mpaghara, na Ndi Ụlọ-ọrụ Zuruọha nke Nzukọ nsọ

Ụmụnne ndi nwoke na ndi nwanyị, a na-atụpụta ka anyị kwado Russell Marion Nelson dịka onye-amụma, ọhụụ ụzọ, na onye mkpughe na Onye-Isi nke Nzukọ-nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndi Nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a; Dallin Harris Oaks dịka Onye Ndumọdụ Mbụ n’ime Ndi-Isi Mbụ; na Henry Bennion Eyring dika Onye Ndumọdụ nke Abụọ n’ime Ndi-Isi Mbụ.

Ndi niile ọ masịrị gosipụta ya.

Ndi niile ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere, gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado Dallin H. Oaks dịka Onye-Isi nke Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ na M. Russell Ballard dịka Onye-Isi Nnọchi-anya nke Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dịka ndi-otu nke Ndi-ozi Iri-na Abụọ: M. Russell Ballard, Jeffrey R. Holland, Dieter F. Uchtdorf, David A. Bednar, Quentin L. Cook, D. Todd Christofferson, Neil L. Andersen, Ronald A. Rasband, Gary E. Stevenson, Dale G. Renlund, Gerrit W. Gong, na Ulisses Soares.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndi ndụmọdụ n’ime Ndi-Isi Mbụ na Ndi Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ dịka ndi-amụma, ndi-ọhụụ ụzọ, na ndi-mkpughe.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Onye ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere onye, soro ụdị akárá ahụ.

A na-atụpụta na anyị g’eji obi ekele tụghapụ n’ọrụ n’ihi ije-ozi ha jupụtara n’okwukwe ndi Okenye Wilford W. Andersen, Kim B. Clark, Lawrence E. Corbridge, Claudio R. M. Costa, Bradley D. Foster, O. Vincent Haleck, Donald L. Hallstrom, Steven E. Snow, na Larry Y. Wilson dịka Ndi Iri Asaa Ji Ikike Zuruọha ma chie ha ọkwa emeritus.

Ndi ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele nye Ụmụnne ndi nwoke ndia na ndi ezinaụlọ ha maka ije-ozi ha pụrụ iche, biko gosipụta ya.

A na-atụpụta na anyị ga-atọghapụ ndia sotere dịka Ndi Iri Asaa Mpaghara: Julio C. Acosta, Blake R. Alder, Alain L. Allard, Omar A. Alvarez, Taiichi Aoba, Carlos F. Arredondo, Aley K. Auna Jr., Grant C. Bennett, Michael H. Bourne, Rómulo V. Cabrera, Wilson B. Calderón, Hernando Camargo, José C. F. Campos, Nicolás Castañeda, Walter Chatora, Zeno Chow, Robert J. Dudfield, J. Kevin Ence, Meliula M. Fata, K. Mark Frost, Claude R. Gamiette, Maurício G. Gonzaga, Leonard D. Greer, Jose L. Isaguirre, Tae Gul Jung, Sergio L. Krasnoselsky, Milan F. Kunz, Bryan R. Larsen, G. Kenneth Lee, Geraldo Lima, W. Jean-Pierre Lono, Khumbulani Mdletshe, Dale H. Munk, Norman R. Nemrow, Yutaka Onda, Wolfgang Pilz, Raimundo Pacheco De Pinho, Gennady N. Podvodov, Abraham E. Quero, Marco A. Rais, Steven K. Randall, Francisco J. Ruiz de Mendoza, Edwin A. Sexton, Raúl H. Spitale, C. Walter Treviño, ‘Aisake K. Tukuafu, Juan A. Urra, Raul S. Villanueva, na Leonard Woo.

Ndi ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele maka ije-ozi ha kacha mma, biko gosipụta ya.

A na-atụpụta na anyị ga-akwado ndia sotere dịka Ndi Iri Asaa Mpaghara: Michel J. Carter, Alfred Kyungu, R. Pepper Murray, Ryan K. Olsen, na Iotua Tune.

Ndi niile ọ masịrị gosipụta ya.

Ndi niile ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere, gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndi ọzọ Ji Ikike Zuruọha, ndi Iri-Asaa Mpaghara, na Ndi Ụlọ-ọrụ Zuruọha nke Nzukọ nsọ dịka otu ha sịrị dị n’oge ugbua.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Onye ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere onye, soro ụdị akárá ahụ.

Anyị na-akpọku ndị ahụ niile n’ekweghị ntụli aka ọbụla ịkpọtụrụ ndị isi stek ha.

Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, anyị jupụtara n’ekele maka okwukwe unu nogidere na ekpere niile n’isi ndi ndu nke Nzukọ-nsọ.