Akwụkwọ nsọ
Moronaị 5


Isi 5

Ụzọ nke ana-esi enye mmanya nke oriri-nsọ a kọwara ya. Ihe dịka afọ 401 ruo 421 mgbe a mụsịrị Kraịst.

1 aỤdị nke ana-esi enye mmanya ahụ—Lee, ha weere iko ahụ, na sị:

2 O Chineke, Nna nke Ebighi-ebi, anyị na-arịọ gị, nʼaha nke Ọkpara gị, Jisus Kraịst, ka ị gọzie ma doo ammanya nke a nsọ nye mkpụrụ obi nile nke ndị nile ga-an̄ụ site na ya, ka ha wee mee ya na bncheta nke ọbara nke Ọkpara gị, nke a kwafuru nʼihi ha; ka ha wee gbaara gị aka-ebe, O Chineke, Nna nke Ebighi-ebi, na ha na-echeta ya oge nile, ka ha wee nwe Mụọ ya ịnọnyere ha. Amen.