Ọgbakọ Zuru ọha
Nkwado nke Ndi Ji Ikike Zuruọha, Ndi Iri Asaa Mpaghara, na Ndi Ọrụ Zuruọha
Ọgbakọ Zuru ọha Ọktoba 2020


Nkwado nke Ndi Ji Ikike Zuruọha, Ndi Iri Asaa Mpaghara, na Ndi Ọrụ Zuruọha

Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, ugbua a ga m agụpụtara unu Ndi Ji Ikike Zuru-ọha, Ndi Mpaghara Iri-Asaa, na Ndi-ọrụ Zuruọha nke Nzukọ-nsọ maka ntuli-aka nkwado unu.

A na-atụpụta ka anyị kwado Russell Marion Nelson dịka onye-amụma, ọhụụ ụzọ, na onye mkpughe na Onye-Isi nke Nzukọ-nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndi Nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a; Dallin Harris Oaks dịka Onye Ndumọdụ Mbụ n’ime Ndi-Isi Mbụ; na Henry Bennion Eyring dika Onye Ndumọdụ nke Abụọ n’ime Ndi-Isi Mbụ.

Ndi niile ọ masịrị gosipụta ya.

Ndi niile ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere, gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado Dallin H. Oaks dịka Onye-Isi nke Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ na M. Russell Ballard dịka Onye Nnọchi-anya Onye isi nke Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dịka ndi-otú nke Ndi-ozi Iri-na Abụọ: M. Russell Ballard, Jeffrey R. Holland, Dieter F. Uchtdorf, David A. Bednar, Quentin L. Cook, D. Todd Christofferson, Neil L. Andersen, Ronald A. Rasband, Gary E. Stevenson, Dale G. Renlund, Gerrit W. Gong, na Ulisses Soares.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndi ndụmọdụ n’ime Ndi-Isi Mbụ na Ndi Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ dịka ndi-amụma, ndi-ọhụụ ụzọ, na ndi-mkpughe.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere onye, soro ụdị akárá ahụ.

Anyị atọhapụtawo n’ọrụ ndi Okenye L. Whitney Clayton, Enrique R. Falabella, na Richard J. Maynes dịka Ndi Iri Asaa Ji Ikike Zuruọha ma chie ha ọkwa emeritus.

Ndi ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele nye Ụmụnne ndi nwoke ndia na ndi ezinaụlọ ha maka ije-ozi ha pụrụ iche, biko gosipụta ya.

Anyị atọhapụtawo n’ọrụ Okenye Elder L. Todd Budge dịka Onye Iri Asaa Ji Ikike Zuruọha.

Ndi niile ọ masịrị igosipụta obi ekele nye ya maka ije-ozi ya, biko welie aka gị elu.

Anyị atọhapụtawo n’ọrụ ndị Bishop Dean M. Davies na W. Christopher Waddell dịka ndị Ndụmọdụ nke Mbụ na nke Abụọ, nime Otú ndị Nduzi Bishop.

Ndi niile ọ masịrị igosipụta obi ekele nye Ụmụnne ndi nwoke ndia maka ije-ozi ha pụrụ-iche, biko gosipụta ya.

Anyị atọghapụwo ndịa n’ọrụ ha dịka Ndi Iri Asaa Mpaghara:Ruben Acosta, René R. Alba, Alberto A. Alvarez, Vladimir N. Astashov, José Batalla, Bradford C. Bowen, Sergio Luis Carboni, Armando Carreón, S. Marc Clay Jr., Z. Dominique Dekaye, Osvaldo R. Dias, Michael M. Dudley, Mark P. Durham, E. Xavier Espinoza, James E. Evanson, Paschoal F. Fortunato, Sam M. Galvez, Patricio M. Giuffra, Leonard D. Greer, Daniel P. Hall, Toru Hayashi, Paul F. Hintze, Adolf J. Johansson, Wisit Khanakham, Seung Hoon Koo, Pedro X. Larreal, Johnny L. Leota, José E. Maravilla, Joel Martinez, Joaquim J. Moreira, Isaac K. Morrison, Eduardo A. Norambuena, Ferdinand P. Pangan, Jairus C. Perez, Steven M. Petersen, Jay D. Pimentel, Edvaldo B. Pinto Jr., Alexey V. Samaykin, K. David Scott, Rulon F. Stacey, Karl M. Tilleman, William R. Titera, Carlos R. Toledo, Cesar E. Villar, David T. Warner, Gary K. Wilde, na William B. Woahn.

Ndi ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele maka ije-ozi ha kacha mma, biko gosipụta ya.

Nihi atọghapụwo Okenye L. Whitney Clayton dịka Onye Iri Asaa Ji Ikike Zuruọha ma chie ya ọkwa emeritus, atọghapụwa kwa ya dịka onye otú Ndị Isi Nduzi nke Iri Asaa.

Akpọwo Okenye Brent H. Nielson dịka onye otú Ndị Isi Nduzi nke Iri Asaa, ma-anyị na-atụpụta ka akwado ya.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Onye ọ masịghị, biko gosipụta ya.

Anyị na-atụpụta kanyị kwado Dean M. Davies dịka Onye Iri Asaa Ji Ikike Zuruọha.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

Anyị na-atụpụta kanyị kwado W. Christopher Waddell ka ọ jee ozi dịka Onye Ndụmọdụ nke Mbụ nime Otú Ndi isi Bishop, na L. Todd Budge ka ọ jee ozi dịka Onye Ndụmọdụ nke Abụọ nime Otú Ndi isi Bishop.

Ndi niile ọ masịrị gosipụta ya.

Ndị na-achọghị ya, gosi site n’otu iriba ama ahụ.

A na-atụpụta na anyị ga-akwado ndia sotere dịka Ndi Iri Asaa Mpaghara: Laurian P. Balilemwa, Jonathon W. Bunker, Enrique R. Mayorga, na Konstantin Tolomeev.

Ndi niile ọ masịrị gosipụta ya.

Ndi niile ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere, gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndi ọzọ Ji Ikike Zuruọha, ndi Iri-Asaa Mpaghara, na Ndi Ụlọ-ọrụ Zuruọha nke Nzukọ nsọ dịka otú ha sịrị dị n’oge ugbua.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere onye, soro ụdị akárá ahụ.

Anyị na-akpọku ndị ahụ niile n’ekweghị ntụli aka ọbụla ịkpọtụrụ onye isi stek ha.

Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, anyị n’egosi ekele maka okwukwe unu nogidere na ekpere niile n’isi ndi ndu nke Nzukọ-nsọ.