Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Mkpughe 5


NAJS, Mkpughe 5:6 (tụlee ihe dị iche na Mkpughe 5:6)

(Ndị odibo iri na abụọ nke Chineke ka e zigara n’ụwa dum.)

6 M wee hụ, na, lee, n’etiti oche-eze ahụ na nke anụ-ọhịa anọ ahụ, na n’etiti ndị okenye ahụ, ka Nwa-atụrụ ahụ na-eguzo dịka a ga-asị na-egbuwo ya rị, na-enwe mpi iri na abụọ na anya iri na abụọ, nke bụ ndị odibo iri na abụọ nke Chineke, e zipụworo n’ime ụwa dum.