Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Matiu 18


NAJS, Matiu 18:11 (hụ Matiu 18:11; hụ kwa Moronaị 8)

(Ụmụ-ntakịrị enweghị mkpa nke nchegharị.)

11 N’ihi na Ọkpara nke Mmadụ bịara ịzọpụta nke ahụ bụ nke furu efu, na ịkpọta ndị mmehie na nchegharị; kama ndị ntakịrị ndị a e nweghị mkpa nke nchegharị, aga m azọpụta kwa ha.