Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Matiu 19


NAJS, Matiu 19:13 (tụlee ihe dị iche na Matiu 19:13)

(A ga-azọpụta ụmụntakịrị.)

13 Mgbe ahụ a kpọtaara ya ụmụ ntakịrị, ka o wee bikwasị ha aka ya abụọ kpee kwa ekpere. Ma ndị na-eso ụzọ ahụ baara ha mba, na-asị ọ dịghị mkpa ọ dị, n’ihi na Jisus ekwuwo sị, Ndị dị otu a ka a ga-azọpụta.