Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Ọpụpụ 4


NAJS, Ọpụpụ 4:21 (tụlee ihe dị iche na Ọpụpụ 4:21; 7:3, 13; 9:12; 10:1, 20, 27; 11:10; 14:4, 8, 17; Deuteronọmị 2:30)

(Ọbụghị Onye-nwe kpatara imesi-obi-ike nke Fero. Hụ kwa NAJS, Ọpụpụ 7:3, 13; 9:12; 10:1, 20, 27; 11:10; 14:4, 8, 17; ntụnye nke ọbụla, mgbe a tụgharịrị-asụsụ ya nke ọma, na-egosi na Fero mesịrị obi ya ike na onwe ya.)

21 Na Onye-nwe wee sị Moses, Mgbe ị gaje ịlaghachi n’Ijipt, hụ na ị na-eme n’iru Fero ihe oke iju-anya nile ndị ahụ nke m tinyere n’aka gị, m ga-eme kwa ka i mee nke ọma, kama Fero ga-emesi obị ya ike, ọ gaghị kwa ezipụ ndị ahụ.