Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Luk 11


NAJS, Luk 11:53 (tụlee ihe dị iche na Luk 11:52)

(Uju nke akwụkwọ-nsọ nile bụ ọtụghe-ụzọ nke ọmụma ihe.)

53 Ahụhụ na-adịrị unu, ndị ọka-iwu! N’ihi na unu ewepụwo ọtụghe-ụzọ nke ọmụma ihe, uju nke akwụkwọ-nsọ nile; unu onwe unu abataghị n’ime ala-eze; ndị ahụ kwa na-abata, ka unu gbochiri.