Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Deuteronọmi 10


NAJS, Deuteronọmị 10:2 (tụlee ihe dị iche na Deuteronọmị 10:2)

(N’elu ndozi mbadamba nke mbụ Chineke kpughere ọgbụgba-ndụ nke mgbe nile na-adịgide nke okwa onye nchụ-aja dị-nsọ.)

2 Aga m ede kwa n’elu mbadamba nkụme ahụ okwu nile nke dị n’elu mbadamba nkume nke mbụ, nke ị kụwara, ewezuga okwu nile nke ọgbụgba-ndụ nke mgbe nile na-adịgide nke ọkwa onye nchụ-aja dị nso, ị ga-eti-nyekwa ha n’ime igbe ahụ.