Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, 1 Jọn 2


NAJS, 1 Jọn 2:1 (tụlee ihe dị iche na 1 Jọn 2:1)

(Kraịst ga-abụ onye nkwuchita ọnụ anyị n’ebe Nna nọ ma ọbụrụ na anyị echegharịa.)

1 Ụmụ-ntakịrị m, ihe ndị a ka m na edegara unu n’akwụkwọ ka unu ghara imehie. Kama ọbụrụ na onye ọbụla mehiere chegharịa kwa, anyị nwere otu onye nkwuchita ọnụ n’ebe Nna nọ, bụ Jisus Kraịst onye ezi-omume;