Ọgbakọ zuruọha nke Ọktoba 2026 Nzukọ nke Ụtụtụ Satọde Nzukọ nke Ụtụtụ SatọdeNzukọ nke ụtụtụ Satọde nke Ọgbakọ Zuruọha Ọkara afọ nke ugboro 196 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 3–4, 2026. D. Todd ChristoffersonNkwado nke Ndị Ji Ikike Zuruọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndịisi Ọrụ Zuruọha Onyeisi Christofferson ga-agụpụta Ndị Ji Ikike Zuru-ọha, Ndi Mpaghara Iri-Asaa, na Ndịisi ọrụ Zuruọha maka ntuli-aka nkwado. Gerrit W. GongBịakwute Onyenwe anyị niime Ụlọ Nsọ Ya.Okenye Gong na-ekesa ozizi ke ntọala banyere ụlọ nke Onyenwe anyị nke pụrụ ime ka ọ omenaala tempụl nke onwe anyị baa ọgaranya. Tamara W. RuniaMkpụzi nke Mkpụrụ obi AnyịNwanne nwanyị Runia na-akụzi na Chineke maara ahụmiihe gị nke ọma ma nwee atụmatụ maka gị. Gérald CausséOnyinye nke Ịgba amaOkenye Caussé na-akuzi na ịgba ama banyere Jizọs Kraịst bụ onyinye nkeonwe nke si naMmụọ ma naanyị ga-achọ kwa izu ụka ohere niile iji kesaa ya. Valangina SikahemaNdị amụma, Ndị ọhụụ, na Ndị mkpugheOkenye Sikahema na-akuzi otū o si dị mkpa ige ntị ma na-agbaso okwu niile nke ndị amụma na ndị ozi anyị. Kevin J. HathawayJizọs Kraịst bụ Onye Nnukwu Nnapụta Ahụ!Okenye Hathaway na-akuzi na ọ bụrụ na anyị tụgharia nʻebe Jizọs Kraịst nọ, Ọ pụrụ ịnapụta anyị site na mkpagbu anyị niile. Ulisses SoaresObubu ọnụ Dị elu ma Dịkwa NsọOkenye Soares na-akuzi na idebe iwu nke ibu ọnụ bụ ihe omume nke ofufe nke na-akpụzi ma na-eme ka ọnọdụ anyị dị ka ndị na-eso ụzọ ya ma na-eme ka anyị na Onyenwe anyị dịkwuo nso. Sean DouglasAwa nke Ozi Gị AbịawoBishọp Douglas na-akpọku ndudugandu na-eto eto ka ha soro ndụmọdụ nke ndị amụma oge ugbu a ma jee ozi mishọn niile. Nzukọ nke Ehihe Satọde Nzukọ nke Ehihe SatọdeNzukọ nke ehihie Satọde nke Ọgbakọ Zuruọha Ọkara afọ nke ugboro 196 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 3–4, 2026. Dale G. Renlund“Ogologo Oge Ole Ka Ọ Ga-ewe Tupu Ha Ekwere M?”Okenye Renlund na-akuzi na ịcheta ịdịmma Chineke na ịtụkwasị obi na nkwa Ya niile pụrụ inyere anyị aka chọta ọn̄ụ na udo site na Jizọs Kraịst, ọbụnadị nʻetiti aka mgba niile nke ndụ. Ronald A. RasbandNwee Ịhụnaanya Dịka JizọsOkenye Rasband na-akuzi na ndị ahụ nwere ụmụaka na-enupụ isi kwesịrị ibugara Jizọs Kraịst mmetụta niile ha nke nʻenweghị olileanya, ebe Ọ bụ onye pụrụ ịgbanwe obi nke ndị ahụ siworo nʻụzọ kpafuo. Timothy L. FarnesNhọpụta niile SinachiOnyeisi Farnes na-akuzi na dị ka ndị gbara ndụ na-eso Jizọs Kraịst, anyị ga-ahụ onye ahụ nọ nʻihu anyị nʻanya ọmịiko karịa ikpe ikpe ma mesịa mee ihe. Kristian C. ChigbunduỌdịeshi Ime mmụọOkenye Chigbundu na-akuzi n’ọmụmụ akwụkwọ nsọ, ekpere, oriri nsọ, na ọgbụgba ndụ niile pụrụ inyere anyị aka ịnagide ihe ịma aka nke ndụ niile. Patricio M. GiuffraỊtụkwasị Onyenwe anyị Obi Site NʻOtu ụzọ n’ụzọ iri na OnyinyeOkenye Giuffra na-akuzi banyere ngọzị niile nke irubeisi nye iwu nke ịkwụ otu ụzọ nʻụzọ iri, ọbụnadị nʻọnọdụ ihe isiike nke ego. Jeremiah J. MorganIke nke Chineke Na-enweghị ọgwụgwụ dị niime Ọgbụgba ndụ Anyị niileOkenye Morgan na-akuzi na ọgbụgba ndụ niile anyị na Chineke nwere nnukwu ike ma naghị emekụta ọbụghị naanị anyị mana ụmụ ụmụ anyị kwa gafere ndudugandu niile. Hutch U. FaleAbụ M Nwa ChinekeOkenye Fale na-akụzi na anyị niile bụ ụmụ Chineke a hụrụ naanya na a ga-agọzi anyị ka anyị na-agbaso atụmatụ Ya. Patrick KearonJizọs Dị Ndụ Ibuli eluOkenye Kearon na-akuzi na Jizọs Kraịst ga-abụ mbuli nke ime mmụọ anyị dị ka anyị na-atụgharịkwute Ya. Michael A. DunnIri Itoolu na IriSite nʻiji akụkọ gbasara enyi ya nyeere ya aka imezu agbamọsọ, Okenye Dunn na-agba akaebe banyere ụzọ niile Jizọs Kraịst si enyere anyị aka niime njem nke ndụ. Matthew J. EyringNkasiobi site nʻaka Mmụọ Nsọ ahụOkenye Eyring na-akuzi na dịka anyị na-atụgharị ebe Jizọs Kraịst nọ, anyị ga-enwe ike nata udo, olileanya, na nkasị obi sitere nʻaka Mmụọ Nsọ ahụ. Nzukọ nke Ụtụtụ Sọnde Nzukọ nke Ụtụtụ SọndeNzukọ nke ụtụtụ Sọnde nke Ọgbakọ Zuruọha Ọkara afọ nke ugboro 196 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 3–4, 2026. Henry B. Eyring“Atụla Egwu, A Nọnyeere m Gị”Onyeisi Eyring na-akuzi na Nna anyị nke Eluigwe hụru anyị naanya ga-enyere anyị aka nʻoge ihe ịma aka anyị niile. Rosemary K. ChibotaNwa ChinekeOnyeisi Chibota na-akpọku anyị ịhụta ndị ọzọ dị ka ụmụ Chineke na imeso ha omume dị ka Ọ ga-eme. Neil L. AndersenMgbamume Enwere Site nʻOkwukwe niime Jizọs KraịstOkenye Andersen kọrọ ọtụtụ ọmụmaatụ banyere ndị nwere mgbamumeobisi ike igosịpụta okwukwe ha na Jizọs Kraịst. James G. O. FantoneWekwasị Onwe Anyị Aha YaOkenye Fantone na-akuzi na iwekwasị aha nke Onye Nzọpụta pụtara ịgba ndụ ijere Ya na mmadụ ibe anyị ozi gburugburu ndụ anyị. Edward DubeBịakwutenụ KraịstOkenye Dube na-akụzi ka anyị kpọọ ndị mmadụ oku ka ha bịakwute Kraịst ma mee ike ha niile ka O wee site n’amara Ya mee ka ha zuo oke. Quentin L. CookNtosị na Omume ọma Na-eduba na Obi ụtọOkenye Cook na-akuzi na ndị na-eso ụzọ Jizọs Kraịst na-akacha egosịpụta nkuzi na ntuziaka nke Onye Nzọpụta mgbe ha ji ọn̄ụ ebi ndụ nke ntosị na omume ọma. Alfred KyunguỊsụ Asụsụ nke Ndị Omee UdoOkenye Kyungu na-akuzi na anyị nwere ike ịbụ ndị omee udo site nʻịsụ asụsụ dị obi ebere na nkwanye ugwu. Ciro SchmeilTụlee Ụzọ Gị niile, ma site Ụbọchị Taa Ka Onyenwe anyị Ga-agọzi GịOkenye Schmeil na-akuzi na Onye Nzọpụta anyị na ọgbụgba ndụ niile nke anyị dị mkpa idu anyị site n’ụzọ ọgbụgba ndụ ma nyere anyị aka gabiga ihe ịma aka anyị niile na adịghị ike niile. Dallin H. OaksOzi ọma nke Jizọs Kraịst Bụ maka Mmadụ niileOnyeisi Oaks na-akuzi na ozi ọma nke Jizọs Kraịst bụ maka mmadụ niile ma na-agba anyị ume ịbịakwute Kraịst ma tụkwasị obi na nkwa Ya niile. Nzukọ nke Ehihe Sọnde Nzukọ nke Ehihe SọndeNzukọ nke ehihie Sọnde nke Ọgbakọ Zuruọha Ọkara afọ nke ugboro 196 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 3–4, 2026. Dieter F. UchdorfỊdị nʻotu nke Gbadoro ụkwụ na KraịstOnyeisi Uchtdorf na-akuzi otū anyị nwere ike isi a dị nʻotu niime Kraịst dị ka obodo nke Ndị nsọ. Dallin H. OaksOkwu MmechiOnyeisi Oaks na-akuziri anyị ka anyị lekwasị anya na nkuzi niile nke Onye nzọpụta, na-akpọkwa anyị ka anyị mụọ ozi niile nke ọgbakọ, ma nabata ndị ụwa na Emume Tempụl Salt Lake na-abịa abịa. Andrea Muñoz SpannausChineke Nọ n’Akụkụ GịỊdọrọ mkpakemmụọ sie nedide nke okwukwe nke iri na atọ, Nwanne nwanyị Spannaus na-akpọku ndịinyom nta ime ndepụta, na-agba ama na Onyenwe anyị ga-edu ma nyere ha aka. Moisés Villanueva“Nwaa M Ugbu a Site na nke a”Okenye Villanueva na-akuzi na Onyenwe anyị ga-agọzi anyị nʻụzọ ndị hiri ụda ma dị iriba ama mgbe anyị rubere isi nʻiwu nke ịkwụ otu ụzọ nʻụzọ iri. David A. BednarArachiri site nʻaka Mmụọ Nsọ nke NkwaOkenye Bednar na-akuzi banyere mkpa nke emume nsọ na ọgbụgba ndụ niile dị niime njem anyị ịlaghachi nʻebe Nna anyị nke Eluigwe nọ. Thabo LebethoaJizọs Kraịst Bụ Ihè na Ndụ nke ỤwaOkenye Lebethoa na-akuzi ụzọ atọ anyị nwere ike iji nwetakwuo mmetụta nke Onye Nzọpụta niime ndụ anyị. Paul H. SinclairDị ngwa ngwa Inyeaka, Dị nwayọ nwayọ Ikpe ikpeOkenye Sinclair ji akụkọ banyere Jizọs na nwanyị ahụ nọ n’olulu mmiri gbaa anyị ume inyere ndị mmadụ aka na ịgọzi ha kama ikpe ha ikpe. Gary E. StevensonMkpụrụ Ime Mmadụ Obi ụtọOkenye Stevenson na-akọwa mkpụrụ atọ nke ozi ọma nke Jizọs Kraịst ma na-agba ụmụntakịrị ume ikesara ndị ọzọ mkpụrụ ndị ahụ. Gabriel W. ReidI Tozuru oke Nke ọma Ikuzi iheNwanne nwoke Reid na-agba ama na ịhụ Onyenwe anyị naanya na ịhụ ndị ahụ ị na-akuziri ihe naanya dị nʻetiti nkuzi ihe nke ozi ọma. Clark G. GilbertJiri Ịhụnaanya Kuzie EziokwuOkenye Gilbert na-akuzi banyere igosi ndị agbataobi anyị ịhụnaanya mgbe anyị guzosiri ike niime ama anyị nke eziokwu.