Ọgbakọ zuruọha nke Ọktoba 2025 Nzukọ nke Ụtụtụ Satọde Nzukọ nke Ụtụtụ SatọdeNzukọ nke ụtụtụ Satọde nke ọgbakọ zuruọha ọkara afọ nke ugboro 195 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 4–5, 2025. Dallin H. OaksIme ka a mataOnyeisi Oaks mere ka a mata ọgbakọ zuru ọha a, nke na-eme nʻoge na-adịghị anya ka Onyeisi Russell M. Nelson gafechara ma ọbụ ihe pụrụ iche mana ọ ga-aga niihu dƙa e mere atụmatụ. Henry B. EyringNkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọhaOkenye Eyring na-agụpụta Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndịisi Ọrụ Zuru ọha nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a maka ntuli aka nkwado. Gary E. StevensonNgọzi Na-adịrị ndị Ome udoOkenye Stevenson na-akuziri anyị ka anyị soro ịdọ aka na ntị nke Onye Nzọpụta ịbụ ndị ome udo—niime obi anyị, nʻebe obibi anyị, na nʻọnụmara anyị niile. Tracy Y. BrowningTụgharịa Obi Gị Nʻebe Kraist Nọ: Onyinye Dị nsọ nke Egwu Ndị PraịmarịNwanne nwanyị Browning na-akuzi na ukwe nwere ike ịgba ama banyere Onye Nzọpụta ma kuzie eziokwu niile nke ozi ọma dị mkpa nke nwere ike ịnọ niime anyị ruo ọgwụgwụ ndụ. Ronald M. BarcellosOnyenwe anyị Na-ele anya n’ObiOkenye Barcellos na-akpọku anyị inye Onyenwe anyị obi anyị niile site nʻikpebi ịkpachapụ anya nke ọma soro Ya. Brik V. EyreMara Onye Ịbụ NʻezieOkenye Eyre kọwara ụzọ abụọ iji ghọta ọfụma ịhe ọ pụtara ịbụ nwa nke Chineke. Kelly R. JohnsonDịrị Nʻudo unu na ChinekeOkenye Johnson na-akpọku unu ịdị nʻudo unu na Chineke site nʻAja mgbaghara mmehie nke Jizọs Kraịst. Dieter F. UchtdorfJiri Obi Gị Niile Rụọ Ọrụ Nke GịOkenye Uchtdorf na-akuzi anyị kwesịrị ịrụ ọrụ iji wulite onyinye niile Chineke nyeworo anyị ka ha nwee ike gozie anyị na ndị ọzọ. Nzukọ nke Ehihe Satọde Nzukọ nke Ehihe SatọdeNzukọ nke ehihie Satọde nke ọgbakọ zuruọha ọkara afọ nke ugboro 195 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 4–5, 2025. Ronald A. RasbandỌkwa a mara nye Ezi na ụlọ—Okwu niile sitere nʻaka ChinekeOkenye Rasband na-akọwa ụkpụrụ ndị sitere na ọkwa amara nye ezinụlọ ma na-akuzi na mpempe akwụkwọ nke a si nʻigwe bịa ma na ekwesịri imeso ya agwa nsọpụrụ a na-enye okwu ndị sitere nʻaka Chineke. Chad H WebbKa Ebulie Mmadụ NiileNwanne nwoke Webb na-akuzi otu anyị nwere ike iji kpọkuo Mmụọ Nsọ ahụ ka ọ kuziere anyị eziokwu niile ozi ọma. Jeremy R. JaggiMkpụrụ obi niile Dị Umeala nʻObi nʻEgbu ikpere nʻebe NchụajaOkenye Jaggi na-akuzi na a ga-agọzi anyị dịka anyị na-edobe ọgbụgba ndụ niile anyị na Chineke mere na ebe ịchụaja niile dị nsọ. Kevin G. BrownOnyinye Ebighị ebi nke AmaOkenye Brown na-ekwu eziokwu atọ ndị na-agwa ama anyị okwu ma na-agba anyị ume ịhọrọ ikwere. Gerrit W. GongO Nweghị Onye Naanị Ya Na-anọOkenye Gong na-akuzi na Onyenwe anyị na-akpọku anyị niile ka anyị bịakwute Ya ma jikọọ ọnụ onye na ibe ya niime Nzukọ nsọ Ya. Michael CzieslaỊdị mfe niime KraịstOkenye Cziesla kuziri na itinye ozizi nke Kraịst ahụ nʻụzọ dị mfe na-ewetere anyị ọn̄ụ, nye odudu niime ọkpụkpọ okù anyị, zaa ụfọdu ajụjụ ndị siri ike na ndụ, ma rọpụta ume. Quentin L. CookOnyenwe anyị Na-eme Ka Ọrụ Ya Na-aga Ọsọ ọsọOkenye Cook na-akuzi na dị ka Onyenwe anyị na-eme ka ọrụ Ya gaa ọsọ ọsọ, ndị otu Nzukọ nsọ nwere ọrụ dị nsọ ịnabata ma dubata ndị otu ọhụrụ na ndị otu na-alọghachi. Ọ na-enye ndụmọdụ maka ndị ọhụrụ ndị a ma ọ bụ ndị otu na-alọghachi. Nzukọ nke Mgbede Satọde Nzukọ nke Mgbede SatọdeNzukọ nke mgbede Satọde nke ọgbakọ zuruọha ọkara afọ nke ugboro 195 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 4–5, 2025. Patrick KearonJizọs Kraịst na Mmalite Ọhụrụ GịOkenye Kearon na-agba ama na Jizọs Kraịst na-enye anyị mmalite ọhụrụ niile—ka ha ra bụ ihe anyị na-achọ—mgbe mmehie, adịghị ike, ma ọ bụ ndọla azụ niile na-anyịgbu anyị. J. Anette DennisNa-agba Ibe Unu UmeNwanne nwanyị Dennis na-akuzi na anyị nwere oke na ọrụ ọgbụgba ndụ ịhụrịkọta ibe anyị naanya ma na-agba mbọ maka ịdị nʻotu. Steven C. Barlow“Ị Hụrụ M Naanya?”Okenye Barlow kọwara ụzọ anọ anyị nwere ike iji na-egosị ịhụnaanya anyị nwere maka Chineke, nke nwere ike nyere anyị aka ịkọta ịhụnaanya O nwere nʻebe anyị nọ. William K. JacksonỊcheta Atụrụ ndị ahụOkenye Jackson na-akuzi na anyị kwesịrị ịlekwasị anya nʻije ozi nlekọta nye ndị mmadụ niime ije ozi anyị na Nzukọ nsọ, wee soro ụkpụrụ nke ịgụkọta na nlekọta. Neil L. AndersenỊhụnaanya Aja mgbaghara mmehie nke Jizọs KraịstOkenye Anderson na-akuzi banyere ike nke Jizọs Kraịst iji weta mgbaghara maka ndị mehierela na ọgwụkwọ maka ndị e merụrụ ahụ site na mmehie niile nke ndị ọzọ. Nzukọ nke Ụtụtụ Sọnde Nzukọ nke Ụtụtụ SọndeNzukọ nke ụtụtụ Sọnde nke ọgbakọ zuruọha ọkara afọ nke ugboro 195 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 4–5, 2025. Jeffrey R. HollandMa Ugbu a Ana m Ahụ ụzọOkenye Holland na-akuzi na dị nọọ ka Onyenwe anyị ji ngwakọta nke ụrọ gwọọ onyeisi, Ọ na-ejikarị ihe ndị dị umeala nʻobi ma ọ bụ ihe ndị pụrụ iche gọzie ma kuziere anyị ihe. James E. EvansonGaa ma Mee Otu ahụkwaOkenye Evanson gụpụtara ndị mgbasa ozi ọma na-eje ozi ma na-akuzi otu ije ozi ha si enye aka kpọta ndị mmadụ ruo Kraịst ma gosipụta ọmụmaatụ nye anyị Ulisses SoaresE jiri Omume ọma nke Ime ihe nʻoke Chọọ mmaOkenye Soares na-akuzi na ime ihe nʻoke na-ekwekọ ma na-agba ume njirimara yiri nke Kraịst ndị ọzọ. Ọ na-akpọku anyị isoro ọmụmaatụ nke Onye Nzọpụta ma mee agwa ọma nke a akụkụ akparam agwa anyị. Peter M. JohnsonIke nke Ije ozi nlekọta nye Otu ahụOkenye Jọnson na-akuzi na mgbe anyị na-eje ozi nlekọta nʻụzọ ndị na-edubata niime ụlọ nke Onyenwe anyị, anyị na-enyekọrịta ibe anyị aka ịbụ onye na-eso ụzọ Jizọs Kraịst kwesịrị ntụkwasị obi. D. Todd ChristoffersonLekwasị Chineke anya ma Dị ndụOkenye Christofferson na-akuzi na ilekwasị Chineke anya na-eweta ngọzi niile gunyere ime nke ọma na onyinye nke Mmụọ Nsọ. Andrea Muñoz SpannausNdị amụma nke ChinekeNwanne nwanyị Spannaus na-akuzi otu ndị ntoroọbia nwere ike i si nwete ama nke onwe ha banyere ndị amụma dị ndụ nke Chineke. Henry B. EyringAnwalere ma Gbaa ume na KraịstOkenye Eyring na-akuzi na ịhe ịma aka anyị niile nwere ike ịgba anyị ume ma ọbụrụ na anyị dabere nʻelu Onye Nzopụta ma chigharịa nʻebe Ọ nọ. Nzukọ nke Ehihe Sọnde Nzukọ nke Ehihe SọndeNzukọ nke ehihie Sọnde nke ọgbakọ zuruọha ọkara afọ nke ugboro 195 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a e mere na Ọktoba 4–5, 2025. David A. BednarHa Bụ Ndị Ikpe nke Onwe HaOkenye Bednar na-akọwa otu Ụbọchị nke Ikpe ahụ nwere ike iji bụrụ ụbọchị dị mmasị na nke ebube, kama nke anyị ga-atu egwu ya. B. Corey CuvelierAha Ahụ Nke Esi Na Ya Kpọọ UnuOkenye Holland kọwara ihe ọ pụtara iwekwasị onwe anyị aha nke Jizọs Kraịst. Matthew S. HollandAhapụkwala Ebere Nke Gị Onwe GịOkenye Holland na-akuziri anyị ịgbasoro ọmụmaatụ nke Jona ma kpọbata niime ndụ anyị ebere nke Kraịst dị ịtụnaanya na-akpake mmụọ. Carlos A. GodoyIhu Ọchị na Obi EkeleOkenye Godoy na-akuzi otu Ndị nsọ na Afrịịka si biri nʻọn̄ụ na obi ekele na-agbanyeghị ihe ịma aka niile site nʻilekwasị anya na Onye Nzọpụta. Dale G. RenlundIwekwasị Aha nke Jizọs KraịstOkenye Renlund na-akuzi na mgbe anyị na-ewekwasị onwe anyị aha nke Kraịst, anyị nwere ike dịrịzie ka Ya. John D. AmosỤzọmmepụta Ozi ahụ Dị MmaOkenye Amos na-akuzi na anyị nwere ịchọta an̄ụrị dịka anyị na-eme karịa ihe na-akpọta Jizọs Kraịst niime ndụ anyị niile. Ozani FariasAkwụkwọ nke Mọmọn—Akụ Na-enweghị Atụ na Njem AnyịOkenye Farias na-atụ aro atọ nke nwere ike ime ka ntọghata anyị nye Jizọs Kraịst mikpukwuo ime site nʻọmụmụ nke Akwụkwọ nke Mọmọn. Dallin H. OaksOzi ọma nke Jizọs Kraịst Gbadoro Ụkwu nʻEzinaụlọOnyeisi Oaks na-akọwa ihe kpatere ezi na ụlọ si dị oke mkpa niime ozi ọma nke Jizọs Kraịst ma na-akọwa ihe ndị anyị nwere ike ime iji gbaa ezi na ụlọ anyị niile ume.