Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, 1 Jọn 3


NAJS, 1 Jọn 3:9 (tụlee ihe dị iche na 1 Jọn 3:9)

(Onye ọbụla a mụrụ site na Chineke a dịghị aga-n’iru n’ime mmehie.)

9 Onye ọbụla a mụworo site na Chineke a dịghị aga-niru n’ime mmehie; n’ihi na Mụọ nke Chineke na-anọgide n’ime ya; ọ pụghị kwa ịga n’iru n’ime mmehie, n’ihi na a mụrụ ya site na Chineke, ebe ọ nataworo Mụọ nsọ ahụ nke nkwa.