Ọgbakọ zuruọha Eprel 2025 Nzukọ nke Ụtụtụ Satọde Nzukọ nke Ụtụtụ SatọdeNzukọ nke útụtụ Satọde nke ọgbakọ zuruọha omenaafọ nke ugboro 195 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a na Eprel 5-6, 2025. Dallin H. OaksNkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọhaOnyeisi Oaks na-agụpụta Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndịisi Ọrụ Zuru ọha nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a maka ntuli aka nkwado. Jared B. LarsonRepọọt nke ndị Ngalaba Nnyocha nke Nzukọ nsọ, 2024Jared B. Larson na-agụpụta Repọọt nke ndị Ngalaba Nnyocha nke Nzukọ nsọ. Jeffrey R. HollandDị ka Obere NwaOnyeisi Holland na-akụzi mkpa ọ dị ịdịka nwa ntakịrị ka ọ kwee omume ịbanye na alaeze nke Chineke. Camille N. JohnsonZuo oke niime Ya nʻụzọ Ime MmụọOnyeisi Johnson na-akuzi na anyị nwere ike izu oke ime mmụọ dị ka anyị na-eche maka ọgwụgwọ nke anụ ahụ na nke obi. Ronald A. RasbandNihu AnyịNʻịrịba ama na Onyenwe anyị na-eme ngwa ngwa nʻọrụ Ya, Okenye Rasband na-akọ banyere uto nke Nzukọ nsọ nime ndị otu, mishọn niile, tempụl niile na mbọ niile mmụta. Quentin L. CookAja mgbaghara mmehie nke Jizọs Kraịst Na-ewete Nnapụta Kachasị eluOkenye Cook na-eji ọmụmaatụ nke ụgbọaka ndị mbu ụzọ iji kuzie na Jizọs Kraịst ga-anapụta anyị site na ifufe niile nke ndụ. Ricardo P. GiménezỊhụnaanya M maka Onye Nzọpụta ahụ Bụ “Ihe Kpatara” MOkenye Giménez na-akuzi banyere mkpa ọ dị ijikọta omume anyị niile na ịhụnaanya anyị nwere nʻebe Jizọs nọ. Henry B. Eyring“Bịaruo Mụ Nso.”Onye-Ịsi-nduzi Eyring na-akuzi na anyị nwere ike ịbịakwute Onyenwe anyị so site nʻikpe ekpere, ịn̄a ntị maka odudu, na ijere ndị ọzọ ozi. Nzukọ nke Ehihe Satọde Nzukọ nke Ehihe SatọdeNzukọ nke ehihie Satọde nke ọgbakọ zuruọha omenaafọ nke ugboro 195 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a na Eprel 5-6, 2025. Neil L. AndersenỊhụ Ndụ NaanyaOkenye Andersen na-akuzi banyere ịdị nsọ nke ndụ nakwa mkpa ọ dị izulite na ịchekwa ndụ. Steven J. LundIkike Dị Nsọ, Ndịikom Nta Mara mmaOnyeisi Lund na-akụzi banyere ọrụ niile nke ndị niile ji Ọkwa nchụaja nke Erọn na ngọzi niile nke ije ozi ha. S. Mark Palmer“Lọghachikwute M … Ka M Weee Gwọọ Gị”Okenye Palmer na-akuzi na oge agabeghị ịlọghachiri Jizọs Kraịst na ozi ọma Ya. Sandino RomanOkwukwe: Ihe nkekọ nke Ntụkwasị obi na Iguzosi ike n’iheOkenye Roman na-akọwa okwukwe dịka ntụkwasị obi niime Jizọs Kraịst ma na-iguzosike na ya ma na-akuzi otu anyị ji azụlite ma mụbaa okwukwe anyị. Dale G. RenlundNkwado nke Onwe maka Izute Onye NzọpụtaOkenye Renlund na-eji ihe ọmụmụ ndị sitere na ụkabụilu atọ nke Onye Nzọpụta akuzi otu anyị nwere ike iji kwadoo maka Ọbịbịa nke Ugboro Abụọ. Hans T. BoomỊ Nọgide N’Okwukwe Nke Ndị Nne na Nna Anyị Ha Hụrụ naanyaOkenye Boom na-akuziri anyị ka anyị chọta ume nʻokwukwe na ama nke ndị nne na nna na ndị nna nna ochie. Dieter F. Uchtdorf“Site Nke a Ndị Niile Ga-amata Na Unu Bụ Ndị Na-eso Ụzọ M”Okenye Uchtdorf na-akuzi na ịhụnaanya anyị maka ndị ọzọ na-egosipụta ịbụ onye na-eso ụzọ anyị ma anyị nwere ike ịchọta nsonye na ịdị nʻotu niime Nzukọ nsọ nke Kraịst. Nzukọ nke Mgbede Satọde Nzukọ nke Mgbede SatọdeNzukọ nke mgbede Satọde nke ọgbakọ zuruọha omenaafọ nke ugboro 195 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a na Eprel 5-6, 2025. Gary E. StevensonMa Anyị Na-ekwu maka KraịstOkenye Stevenson na-akuzi na dịka anyị na-anabata ọkpụkpọ oku sitere nʻaka ndị ndu Nzukọ nsọ ka anyị kpachapụrụ anya mee emume Ista, anyị ga-achọpụta na njikọ anyị na Jizọs Kraịst na-esiwanye ike. Amy A. WrightGị Bụ Kraịst ahụNwanne nwanyị Wright na-akuzi banyere mkpa nke inyere ụmụ anyị aka kwere na Jizọs Kraịst ma dịrịzie ka Ya karịa. James R. RasbandAtụmatụ ahụ nke EbereOkenye Rasband na-akuzi na Chineke dị ebere ma atụmatụ ahụ nke nzọpụta bụ atụmatụ nke ebere. Sergio R. VargasSistem Odudu Anyị nke EluigweOkenye Vargas na-akuzi na ilekwasị anya na Jizọs Kraịst ga-enyere anyị aka die ọgbaaghara nke ndụ ma kwadoo anyị ịlaghachi otu ụbọchị nʻebe obibi anyị nọ nʻeluigwe. D. Todd ChristoffersonOfufeOkenye D. Todd Christofferson na-akuzi banyere omume niile nke mejuputara ife ofufe; agwa niile metụtara ife ofufe; ihe ndị esoghị nʻife ofufe anyị; mkpa ọ dị ịn̄ọmi Ndị anyị na-efe ofufe. Nzukọ nke Ụtụtụ Sọnde Nzukọ nke Ụtụtụ SọndeNzukọ nke ụtụtụ Sọnde nke ọgbakọ zuruọha omenaafọ nke ugboro 195 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a na Eprel 5-6, 2025. Devid A. BednarOge niile nke Nkwụghachi nke Ihe niileOkenye Bednar chikọtara akụkụ niile nke Mweghachite nke ozi ọma na Nzukọ nsọ nke Jizọs Kraịst, gụnyere Ọhụ nke Mbụ, Akwụkwọ nke Mọmọn, na ọkwa nchụaja. Steven D. ShumwaySonye Iji Kwado maka Nlaghachi nke KraịstOkenye Shumway na-akuzi na ọkpụkpọ oku na ụzọ ndị ọzọ eji eje ozi niime Nzukọ nsọ na-enyere anyị aka tolite ma kwado anyị iguzoro nʻiru nke Onye Nzọpụta. Tamara W. RuniaNchegharị Gị Anaghị Enye Jizọs Kraịst Nsogbu; Ọ Na-amụke Ọn̄ụ YaNwanne nwanyị Runia na-akuzi na uru anyị bara anaghị agbanwe mgbe anyị mere ihe na-amaghị ama ma na Onye Nzọpụta na-aghọta anyị ma chọrọ ka anyị họrọ Ya ugboro ugboro. Gérald CausséỊkwụghachi ụgwọ Ngọzi niileBishọp Caussé na-akuzi na mmachi niile na aka mgba niile agaghị egbochi ụmụ Chineke site na-ịnata ngọzi niile nke Onyenwe anyị kwere na nkwà. Gerrit W. GongNnukwu Onyinye niile nke Ebighị ebi: Aja mgbaghara mmehie, Mbilite n’ọnwụ, Mweghachite nke Jizọs KraịstOkenye Gong na-akuzi na Jizọs Kraịst na-aghọta anyị nʻụzọ zuru oke niime obi mnute anyị na niime ọn̄ụ anyị ma na-arọpụtara anyị onyinye niile nke aja mgbaghara mmehie, mbilite n’ọnwụ, na mweghachite. John A. McCuneỌn̄ụ Site na Ịbụ ndị na-eso ụzọ nke Ọgbụgba ndụOkenye McCune na-akuzi ọn̄ụ anyị na-achọta site na ime ma debe ọgbụgba ndụ niile nke anyị na Nna nke Eluigwe na isoro Jizọs Kraịst. Dallin H. OaksỊdị-nsọ Nʻenye aka maka Ndụ anụ ahụOnyeisi Oaks na-akọwa ụzọ niile dị iche iche Nna nke Eluigwe na-enyere anyị aka nʻoge njem anyị niile na-anwụ anwụ, dịka akụkụ nke atụmatụ Ya maka ọganihu ebighị ebi anyị. Nzukọ nke Ehihe Sọnde Nzukọ nke Ehihe SọndeNzukọ nke ehihie Sọnde nke ọgbakọ zuruọha omenaafọ nke ugboro 195 nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchị Ikpeazụ a na Eprel 5-6, 2025. Ulisses SoaresInwe Nsọpurụ maka Ihe niile Dị NsọOkenye Soares na-akuzi na inwe nsọpụrụ maka Ihe niile dị nsọ ga-ewete obi ekele, mkpughe, na ọn̄ụ. Michael B. StrongAfọ ọma—ihe Iriba ama nke Ezigbo Ịbụ Onye na-eso ụzọOkenye Strong na-akuzi ụkpụrụ ndị nwere ike inyere anyị aka mikpukwuo ịbụ onye na-eso ụzọ anyị nke Jizọs Kraịst ma dịrịzie ka Ya. Scott D. WhitingKpachapụ Anya Ọnwụnwa nke Abụọ ahụOkenye Whiting na-akuzi na anyị kwesịrị iguzogide ọnwụnwa nke izobe mmehie anyị niile ma kwesịrị kama ịchọ enyemaka Chineke. Christopher H. KimEmesịkwala Obi Gị IkeOkenye Kim na-akuzi na anyị nwere ike ịme ka obi anyị dị nro site na nchegharị, obi umeala, na ntụkwasị obi na Onyenwe anyị. Patrick KearonNara Onyinye YaOkenye Kearon na-akpọku anyị ịnata onyinye nke Nna nke Eluigwe nye anyị, kacha nke onyinye nke Ọkpara Ya na eziokwu ahụ na anyị bụ ụmụ nke Chineke. Benjamin M. Z. TaiỊhụnaanya nke ChinekeOkenye Tai na-akuzi gbasara otu anyị nwere ike iji nwete mmetụta ịhụnaanya nke Chineke na Jizọs Kraịst niime ndụ anyị kwa ụbọchị. Russell M. NelsonObisiike nʻIhu nke ChinekeOnyeisi Nelson na-akuzi na anyị nwere ike nwee obisiike nʻiru nke Chineke dịka anyị na-emejuputa ndụ anyị jiri afọ ọma na omume ọma.