Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Jọn 14


NAJS, Jọn 14:30 (tụlee ihedị iche na Jọn 14:30)

(Ọkpara-eze nke ọchịchịrị, ma-ọbụ Setan, bụ nke n’uwa nke a.)

30 Mgbe nke a gasịrị mụ na unu agaghị ekwu ọtụtụ okwu; n’ihi n’ọkpara-eze nke ọchịchịrị, onye nke bụ nke ụwa, na-abịa, kama o nweghị ike n’arụ m, mana o nwere ike n’arụ unu.