Liahona Septemba 2026 Ronald A. RasbandỌn̄ụ nke Ikesa Ozi ọmaOkenye Rasband na-akuzi na ndị otù nke Nzukọ nsọ adịghị oke nta, agadi, ma ọ bụ alụghị ọlụlụ iji jeere ụmụ Chineke ozi, kpọtara Kraịst ndị mmadụ, ma nyee aka kpokọta Izrel. Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa Ronald A. RasbandOnyenwe anyị Hụrụ Gị na Ije ozi Gị NaanyaOnyenwe anyị akpọwo gị ibi ndụ ma kesaa ozi ọma Ya nʻụzọ ọbụla i nwere ike. Ihe ọmụmụ ndị nke Sọnde FSY A Gọziri Gị site na Ntụghe niile na Ikikere nke Ọkwa NchụajaNdubata nye ihe ọmụmụ ndị nke ndị ntoroọbịa maka Septemba 2026. Sọnde Obubu ọnụ1. Mụọ isiakwụkwọ ahụ sitere na ihendu FSYEnyemaka ọmụmụ ihe maka Sọnde obubu ọnụ na Septemba. Sọnde nke Abụọ2, Mụtakwuo banyere weghachite nke ọkwa nchụajaEnyemaka ọmụmụ ihe maka Sọnde nke abụọ na Septemba. Sọnde nke Atọ3. Mụtakwuo banyere ntụghe niile nke ọkwa nchụajaEnyemaka ọmụmụ ihe maka Sọnde nke atọ na Septemba. Sọnde Ikpeazụ: Ndịinyom Nta4. Ịghọ nwaada ọgbụgba ndụ nke ChinekeEnyemaka ọmụmụ ihe maka klas niile nke Ndịinyom Nta na Sọnde nke anọ na Septemba. Sọnde Ikpeazụ: Kworum niile nke Ọkwa nchụaja nke Erọn4. Ịghọ nwa nwoke ọgbụgba ndụ nke ChinekeEnyemaka ọmụmụ ihe niile maka kworum niile nke Ọkwa nchụaja nke Erọn na Sọnde ikpeazụ niime Septemba. Nchepụta Ihe omume nke Ndị NtoroọbịaỊmaaka Ọkụ Otu MkpaọkụNchepụta ihe omume banyere ịmụnye ọkụ jiri otu mkpaọkụ. Nchepụta Ihe omume nke Ndị NtoroọbịaỊmaaka Ọkụ Otu MkpaọkụNchepụta ihe omume banyere itinyekọta tọọchị. Friend Rut na NaomiGụọ akụkọ banyere iguzosi ike nke Rut nye Naomi na Onyenwe anyị.