2022
Nkwa Izikiel niile Na-emezu
Ọktoba 2022


“Nkwa Izikiel niile Na-emezu,” Ozi niile Friend Kwa Ọnwa, Ọktoba 2022

“Nkwa Izikiel niile Na-emezu”

Ozi niile Friend Kwa Ọnwa, Ọktoba 2022

Nkwa Izikiel niile Na-emezu

Foto, oyiyi
Izikiel na-ede ihe

Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott

Izikiel bụrịị onye amụma. Chineke gosiri ya ọtụtụ ihe n’ọdịniihu nke na-emebeghị eme. Izikiel dedatara ha.

Foto, oyiyi
Baịbụl na Akwụkwọ nke Mọmọn

Izikiel dere banyere akwụkwọ abụọ nke a ga-ebipụta otu ụbọchi. Otu akwụkwọ bụ Baịbụl. Akwụkwọ nke ọzọ bụ Akwụkwọ nke Mọmọn.

Foto, oyiyi
ibipụta Baịbụl na igwe mbipụta nke mbụ

Mgbe Ọtụtụ afọ gasịrị, ebipụtara Baịbụl.

Foto, oyiyi
Josef Smith na-atụgharị asụsụ Akwụkwọ nke Mọmọn ebe Emma nọ dị ka ode akwụkwọ

Mgbe ọtụtụ afọ ndị ọzọ gasịrị, Josef Smith tụgharịrị asụsụ nke Akwụkwọ nke Mọmọn. Ọhụ nke Izikiel bịara na mmezu!

Foto, oyiyi
Jizọs Kraịst

Taa anyị nwere ike ịgụ Baịbụl na Akwụkwọ nke Mọmọn. Ha na-arụkọta ọrụ ikuzi ihe banyere Jizọs Kraịst.

Foto, oyiyi
ezi na ụlọ na-agụ akwụkwọ nsọ

Mgbe m gụrụ akwụkwọ nsọ, ana m amụta ihe banyere Jizọs Kraịst.

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

Enwere m ike ịgụ akwụkwọ nsọ.

Foto, oyiyi
Ụmụaka na ndị nkuzi nọ na Praịmarị

Pịa na foto ahụ ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Olee akụkọ akwụkwọ nsọ ị nwere mmasị na ya karịsịa?