2010–2019
The Sustaining of Church Officers
October 2018


Nkwado nke Ndị Ọrụ Nzukọ niile

Ụmụnne ndi nwoke na ndi nwanyị, ugbua a ga m agụpụtara unu Ndi Ji Ikike Zuru-ọha, Ndi Mpaghara Iri-Asaa, na Ndi-isi-nduzi Enyem-aka Zuruọha nke Nzukọ-nsọ maka ntuli-aka nkwado unu.

A na-atụpụta ka anyị kwado Russell Marion Nelson dika onye-amụma, ọhụụ ụzọ, na onye mkpughe na Onye-Isi-Nduzi nke Nzukọ-nsọ nke Jizọs Kraịst nke Ndi Nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a; Dallin Harris Oaks dika Onye Ndumọdụ Mbụ n’ime Ndi-Isi-Nduzi Mbụ; na Henry Bennion Eyring dika Onye Ndumọdụ nke Abụọ n’ime Ndi-Isi-Nduzi Mbụ.

Ndi niile ọ masịrị gosipụta ya.

Ndi niile ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere, gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado Dallin Harris Oaks dika Onye-Isi-Nduzi nke Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ na Melvin Russell Ballard dika Onye-Isi-Nduzi Nnọchi-anya nke Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndia sotere dika ndi-otu nke Ndi-ozi Iri-na Abụọ: M. Russell Ballard, Jeffrey R. Holland, Dieter F. Uchtdorf, David A. Bednar, Quentin L. Cook, D. Todd Christofferson, Neil L. Andersen, Ronald A. Rasband, Gary E. Stevenson, Dale G. Renlund, Gerrit W. Gong, na Ulisses Soares.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndi ndụmọdụ n’ime Ndi-Isi-Nduzi Mbụ na Ndi Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ dịka ndi-amụma, ndi-ọhụụ ụzọ, na ndi-mkpughe.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere onye, soro ụdị akárá ahụ.

A na-atụpụta ka anyị kwado Brook P. Hales, onye nke akpọworo oku ije-ozi dika Onye Ji Ikike Zuru-ọha Iri-Asaa.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndi ọ masighị, ọbụrụ n’enwere onye, nwere ike gosipụta otu ahụ.

A na-atụpụta ka anyị tụghapụ n’obi ekele maka ije-ozi ha dị uchu ndi Okenye Mervyn B. Arnold, Craig A. Cardon, Larry J. Echo Hawk, C. Scott Grow, Allan F. Packer, Gregory A. Schwitzer, na Claudio D. Zivic dịka ndi Ji Ikike Zuruọha Iri-Asaa ma nye ha ọkwa emeritus.

Ndi niile ndi ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta obi ekele nye Ụmụnne ndi nwoke ndia maka ije-ozi ha pụrụ-iche, biko gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị tụghapụ ndia sotere dịka Iri-Asaa Mpaghara: B. Sergio Antunes, Alan C. Batt, R. Randall Bluth, Hans T. Boom, Fernando E. Calderón, H. Marcelo Cardus, Paul R. Coward, Marion B. De Antuñano, Robert A. Dryden, Daniel F. Dunnigan, Jeffrey D. Erekson, Mervyn C. Giddey, João Roberto Grahl, Richard K. Hansen, Todd B. Hansen, Michael R. Jensen, Daniel W. Jones, Steven O. Laing, Axel H. Leimer, Tasara Makasi, Alvin F. Meredith III, Adonay S. Obando, Katsuyuki Otahara, Fred A. Parker, José C. Pineda, Gary S. Price, Miguel A. Reyes, Alfredo L. Salas, Netzahualcoyotl Salinas, Michael L. Southward, G. Lawrence Spackman, William H. Stoddard, Stephen E. Thompson, David J. Thomson, George J. Tobias, Jacques A. Van Reenen, Raul Edgardo A. Vicencio, Keith P. Walker, na Daniel Yirenya-Tawiah.

Ndi ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele maka ije-ozi ha kacha mma, biko gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndi ọzọ Ji Ikike Zuruọha, ndi Iri-Asaa Mpaghara, na Ndi Isi-nduzi Enyemaka Zuruọha dịka otu ha sịrị dị n’oge ugbua.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Onye ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere onye, soro ụdị akárá ahụ.

Ndi ahụ ndi n’ekweghị ntụpụta ọbụla ga-akpọtụrụ ndi-isi-nduzi stek ha.

Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, anyị jupụtara n’ekele maka okwukwe unu nogidere na ekpere niile n’isi ndi ndu nke nzukọ-nsọ.