2023
Ndị Ọzụzụ atụrụ gara Leta Jizọs
Disemba 2023


“Ndị Ọzụzụ atụrụ Gara Leta Jizọs,” Friend, Dec. 2023, 46–47.

Ozi nke FriendKwa Ọnwa, Disemba 2023

Ndị Ọzụzụ atụrụ gara Leta Jizọs

Foto, oyiyi
Alt text

Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott

Otu abalị, onye mmụọ ozi gara leta ndị ọzụzụ atụrụ niime ubi ama. Onye mmụọ ozi ahụ gwara ha na amụwo otu nwa ọhụrụ dị mkpa. Aha ya bụ Jizọs Kraịst. Ọ ga-abụ Onye Nzọpụta nke mmadụ niile dị niime ụwa. Ndị mmụọ ozi ọzọ bịara. Ha gụrụ, “Otuto dịrị Chineke nke kachasị elu, ma n’elu ụwa udo, uche ọma n’ebe ụmụ mmadụ nọ.”

Foto, oyiyi
Alt text

Ndị ọzụzụ atụrụ mere ọsọ ọsọ ịga leta nwa ọhụrụ Jizọs. Obi tọrọ ha ụtọ nke ukwuu ị hụ Ya!

Foto, oyiyi
Alt text

Ndị ọzụzụ atụrụ gwara ndị ọzọ gbasara Jizọs Kraịst. Ha chọrọ onye niile ịnụ ozi ọma ahụ.

Ihuakwụkwọ a na-ete agba

E Nwere m ike Ịgụ egwu banyere Jizọs Kraist

Foto, oyiyi
alt text

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

E nwere m ike ịgụ egwu banyere Jizọs iji nụrịa ọmụmụ Ya.