“Ndị Ọzụzụ atụrụ Gara Leta Jizọs,” Friend, Dec. 2023, 46–47.
Ozi nke FriendKwa Ọnwa, Disemba 2023
Ndị Ọzụzụ atụrụ gara Leta Jizọs
Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott
Otu abalị, onye mmụọ ozi gara leta ndị ọzụzụ atụrụ niime ubi ama. Onye mmụọ ozi ahụ gwara ha na amụwo otu nwa ọhụrụ dị mkpa. Aha ya bụ Jizọs Kraịst. Ọ ga-abụ Onye Nzọpụta nke mmadụ niile dị niime ụwa. Ndị mmụọ ozi ọzọ bịara. Ha gụrụ, “Otuto dịrị Chineke nke kachasị elu, ma n’elu ụwa udo, uche ọma n’ebe ụmụ mmadụ nọ.”
Ndị ọzụzụ atụrụ mere ọsọ ọsọ ịga leta nwa ọhụrụ Jizọs. Obi tọrọ ha ụtọ nke ukwuu ị hụ Ya!
Ndị ọzụzụ atụrụ gwara ndị ọzọ gbasara Jizọs Kraịst. Ha chọrọ onye niile ịnụ ozi ọma ahụ.
Ihuakwụkwọ a na-ete agba
E Nwere m ike Ịgụ egwu banyere Jizọs Kraist
Ngosipụta site n’aka Apryl Stott
E nwere m ike ịgụ egwu banyere Jizọs iji nụrịa ọmụmụ Ya.
© 2023 site n’aka Intellectual Reserve, Inc. Ikike niile ka edokwara. Ebipụtara na USA. Nkwado n’asụsụ Bekee: 6/19. Nkwado ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa Ọnwa, Julaị 2023. Language. 19049 593