Friend
Gịnị Bụ Ekpere?
Eprel 2024


“Gịnị Bụ Ekpere?” Friend, Eprel 2024, 46–47.

Ozi Friend Kwa ọnwa, Eprel 2024

Gịnị Bụ Ekpere?

Foto, oyiyi
Onye inyom nta n’ekpe ekpere n’akụkụ akwa

Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott

Ekpere bụ otu anyị ji agwa Nna nke Eluigwe okwu.

Foto, oyiyi
Nwata nwoke na-ekpe ekpere na ama egwuregwu

Anyị nwere ike kpee ekpere mgbe ọbụla, ebe ọbụla. Nna nke Eluigwe ga-anụ olu anyị mgbe niile.

Foto, oyiyi
Nwata nwoke na-ekpe ekpere na Praịmarị

Anyị na-eji okwu ndị na-egosi ịhụnaanya na nkwanye ugwu mgbe anyị na-ekpe ekpere.

Foto, oyiyi
Nwata nwoke na-ekpe ekpere ya na ezinaụlọ

Anyị na-ekele Nna nke Eluigwe maka ngọzi anyị niile. Ma anyị nwere ike ịrịọ Ya maka enyem aka.

Foto, oyiyi
Onye inyom nta n’ekpe ekpere n’elu akwa

Ana m enwe mmetụta ịhụnaanya nke Nna nke Eluigwe mgbe ọbụla m kpere ekpere!

Ihu akwụkwọ A na-ete agba

E nwere m ike ikpe ekpere nye Nna nke Eluigwe

Foto, oyiyi
alt text ebe a

Ngosipụta site n’aka Adam Koford

Gịnị ka ị na-ekpe ekpere banyere ya?