2023
Pọl Na-akuziri Anyị Isoro Jizọs Kraist
Ọktoba 2023


“Pọl Na-akuziri Anyị Isoro Jizọs Kraist,” Friend, Oct. 2023, 46–47.

Ozi Liahona Kwa Ọnwa, Ọktoba 2023

Pọl Na-akuziri Anyị Isoro Jizọs Kraist

Foto, oyiyi
Alt text

Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott

Pọl bụụrụ Onye ozi. Ọ kuziiri anyị ịbụ ihe ịma-atụ nye ndị ọzọ. Nke a pụtara ime ihe Jizọs Kraịst gaara eme.

Foto, oyiyi
Alt text

Pọl sịrị na anyị kwesịrị iji ezi mkpụrụ okwu niile mgbe anyị na-agwa ndị ọzọ okwu.

Foto, oyiyi
Alt text

Ọ sị kwara na anyị ga-enwerịrị okwukwe nʼime Jizọs Kraist.

Foto, oyiyi
Alt text

Ọ kuziri na anyị kwesịrị ime nhọrọ niile dị mma, dị ka inyere ndị ọzọ aka.

Ihuakwụkwọ a na-ete agba

E nwere m ike i soro Jizọs Kraịst

Foto, oyiyi
alt text ebe a

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

E nwere m ike soro JIzọs Kraịst site n’ịgere onye amụma ntị.