2023
Jizọs Na-agwọta otu Nwanyị
Febụwarị 2023


“Jizọs Na-agwọta otu Nwanyị,” Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Febụwarị 2023

“Jizọs Na-agwọta otu Nwanyị”

Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Febụwarị 2023

Jizọs Na-agwọta otu Nwanyị

Foto, oyiyi
Jizọs na-eje ije gbadaa ama

Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott

Otu ụbọchi Jizọs jere ije gbadaa ama na-ekwo ekwo. N’ime igwe mmadụ ahụ enwere otu nwanyị onye naara arịa ọrịa kemgbe afọ 12.

Foto, oyiyi
nwanyị na-emetụ uwe Jizọs aka

Nwanyị ahụ nwere okwukwe na Jizọs nwere ike ịgwọ ya. Ọ garuru ma metụ uwe mwụda Ya aka. Ozugbo o nwetere ọgwụgwọ!

Foto, oyiyi
Jizọs Kraịst

“Onye metụrụ uwe m aka?” Ka Jizọs jụrụ. Egwu tụrụ nwanyị ahụ. O sekpuuru ala n’ihu Jizọs ma gwa Ya ihe mere.

Foto, oyiyi
Jizọs na-agwa otu nwanyị okwu

Jizọs dịịrị ịhụnaanya. Ọ sịrị, “Nwee ezi nkasị obi.” Ọ gwara ya na agwọwo ya n’ihi okwukwe ya.

Foto, oyiyi
ụmụntakịrị nọ nime ụgbọ mmiri

A pụrụ m inwe okwukwe nʼime Jizọs Kraist. Ịhụnaanya Ya pụrụ inyere m aka ma wetere m udo.

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

E Nwere M Okwukwe n’ime Jizọs Kraịst

Foto, oyiyi
nne na nwa nwoke na-ekpe ekpere

Pịa na foto ahụ ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Kedu otu i si egosi okwukwe gị?